Gaa na ọdịnaya

Kube Cake

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kube Cake
nrị
AgbụrụFante Dezie
KọntinentEluàlà Dezie
Mba/obodoGhana Dezie
Mba osiGhana Dezie
Ihe ejị mee yacoconut, ńnú odẹne, mmiri, lemon juice Dezie
Usoro mmepụtaisi nri Dezie
HashtagKube cake Dezie
Ndị ji ya eme iheiri nri Dezie

Kube Cake, nke ndi mmadu makwaara dị ka Kube Toffee, bụ ihe na-atọ ụtọ nke Ghana.[1]

Ihe E ji eme ya

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe eji eme ihe na nkwadebe gụnyere Akị bekee, shuga, mmiri na mmiri lemon.[2]

Nkwadebe

[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe a na-akwadebe ihe nracha ahụ, a na-ebu ụzọ mee ka shuga dị ọkụ ruo mgbe ọ na-acha nchara nchara mgbe ahụ akị bekee a gwakọtara agwakọta, mgbe ahụ, a gbakwunyere lemon iji mee ka ọ dị ụtọ.[3] Wụsa ya n'elu ala dị larịị ma malite ịkpụzi ya ka ọ bụrụ obere ihe na-atọ ụtọ.

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Chewy coconut candy AKA kube cake (en-GB). biscuits and ladles (2017-04-03). Archived from the original on 2025-03-03. Retrieved on 2020-06-14.
  2. Candied Coconut Balls from Ghana (en). The Spruce Eats. Retrieved on 2020-06-14.
  3. Aftrad Village Kitchen. Archived from the original on 2020-09-23.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]