Gaa na ọdịnaya

Kulu Yahaya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kulu Yahaya
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịGhana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Mee 1976 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Kulu Yahaya (amụrụ na 23 Mee 1976) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke gbara dịka onye na-agbachitere otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 1999 FIFA Women's World Cup.[1] N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka Ashiaman Ladies na Ghana.[2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. FIFA Women's World Cup USA 1999 - Ghana. FIFA Women's World Cup United States 1999. FIFA (1999). Archived from the original on 2 July 2015. Retrieved on 2007-09-28.
  2. FIFA Women's World Cup 1999 squads (TXT). FIFA (1999). Archived from the original on 17 December 2000. Retrieved on 29 September 2019.

    Njikọ mpụga

    [dezie | dezie ebe o si]
    • Kulu Yahaya – FIFA competition record (archived)