Asụ̀sụ̀ Kulu
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Kulu language)
| Kulu | |
|---|---|
| Ikulu | |
| Native to | Nigeria |
| Region | Kaduna State |
Native speakers
|
50,000 (1998)[1] |
| Language codes | |
| ISO 639-3 | ikl
|
| Glottolog | ikul1238
|
| Kulu[2] | |
|---|---|
| Person | Ankulu |
| People | Bakulu |
| Language | Ikulu |
| Country | Akulu |
Asụsụ Kulu, Ikulu, nke a makwaara di ka Ankulu ma ọ bụ Ikolu, bu asusu Plateau nke Naijiria. Ndị Bakulu na-asụ ya, nke a na-ahụ na Zangon Kataf, Kachia na Kauru mpaghara ọchịchị ime obodo nke Kaduna Steeti.[3]