Kyeiwaa
Ọdịdị
Kyeiwaa
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha n'asụsụ obodo | Rose Akua Atta Mensah |
aha enyere | Rose |
aha ezinụlọ ya | Mensah |
aha pseudonym | Kyeiwaa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Mee 1963 |
Ebe ọmụmụ | Ghana |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
Rose Akua Attaa Mensah (amụrụ na 25 Mee 1963) bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri nke a maara nke ọma dị ka Kyeiwaa maka ọrụ ya n'ihe nkiri a kpọrọ Kyeiwaa .[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Mensah malitere ọrụ ya dị ka onye na-agụ egwu n'òtù African Brothers nke Nana Kwame Ampadu bụ onye onye ịsị ndị ọbu abụ. Ọ pụtara na usoro ihe nkiri TV nke Akan Drama . Nana Bosomprah mere ka ọ mata gbasara ihe nkiri Cantata TV Drama.[2]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Kyeiwaa 1,2,3,4,5
- Akurasi Burgers 1,2 & 3
- 2016 1 na 2
- Ananse Spider-Man 1
- B14
- Ụkpụrụ Ego na Ọnwụ
- Akonoba
- Okporo ụzọ Cross
- Abebrese
- Ogyam
Ihe ndị ọ rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]- Onye na-eme ihe nkiri kacha mma n'ọrụ dị mkpa (Asụsụ Obodo) - 2011[3]
- Ọ bụ onye mmeri nke Best Actress Comedy .
- Ihe nrite ndị na-eme ihe nkiri kachasị amasị - 2015[4]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Kyeiwaa lụrụ Micheal Kissi Asare na United States Worcester, Massachusetts na Satọdee, July 25, 2020[5][6][7]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mwendwa (2020-07-23). Everything you need to know about Actress Kyeiwaa (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2020-11-25.
- ↑ GhanaWeb Blog: Top Actress, 'Kyeiwaa' Needs A Husband. www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2022-06-25. Retrieved on 2020-11-25.
- ↑ Ghana Movie Awards winners to receive prizes (en-US). MyJoyOnline.com (2011-01-25). Retrieved on 2020-11-25.
- ↑ Kwadwo Nkansah Lil Win & Kyeiwaa Shines At Ghana Movie Awards (en). Modern Ghana. Retrieved on 2020-11-25.
- ↑ Mensah (2020-07-26). Exclusive photos & video from thanksgiving service after Kyeiwaa's US wedding (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2021-04-09.
- ↑ Photos from Kyeiwaa's marriage ceremony - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-04-09.
- ↑ Highlights of Kyeiwaa and husband's traditional and white wedding (en). Pulse Ghana (2020-07-27). Retrieved on 2021-04-09.