Kyla-Rose Smith

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kyla-Rose Smith
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha ezinụlọ yaSmith Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Septemba 1982 Dezie
Ebe ọmụmụJohannesburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
ngwa egwuviolin, olu egwụ Dezie
Onye òtù nkeFreshlyground Dezie
ụdịAfrican popular music Dezie
akara ndekọSony BMG Dezie

  Kyla-Rose Smith (amụrụ n'abalị iri nke ọnwa Septemba n'afọ 1982) bụ onye South Africa na-akpọ violin, onye na-agụ egwu, na onye na-agba egwu, ọ na-arụ ọrụ na Afropop musical ensemble Freshlyground, na Kolo Novo Movie Band, nnukwu ndị na-eme egwu fusion dabere na egwu nke ndịda ọwụwa anyanwụ Europe.

Ọ bụbu onye otu egwu hip hop bụ̀ Tumi and the Volume, na nke egwu ìgweè nke Vuyani Dance Theatre. Ọ hapụrụ Vuyani Dance Theatre n'afọ 2003 mgbe o kpebiri isonyere Freshlyground.[1]

Smith tolitere na mpaghara Johannesburg[2] ya na nwanne ya nwoke (Tymon) na nwanne ya nwanyị (Sydelle). O mechara nweta Ọzụzụ egwu na Mahadum Cape Town .[1][2]

Na awọd Nwanyị Glamour nke afọ na 2011 nke emere n'abalị iri abụọ na ise nke onwa Julaị na Johannesburg, Kyla-Rose Smith so n'ime ụmụ nwanyị asatọ nke ngalaba Glamour nke South Africa sọpụrụ. Glamour kwupụtara Smith na onye otu ya Zolani Mahola dị ka ndị eji aga bụ"The Icons" nke ụmụ nwanyị South Africa na 2011.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 The Band. Freshlyground.com. Retrieved on 11 October 2012.
  2. 2.0 2.1 Timberg. "A Nation Divided, but Under a Groove", The Washington Post, 30 December 2005. Retrieved on 2 August 2011.
  3. Groger. "Glamour women", The New Age, 28 July 2011. Retrieved on 10 August 2011.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]