Lady Zamar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lady Zamar
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Jụn 1986 Dezie
Ebe ọmụmụThembisa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2014 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie

Yamikani Janet Banda; nke a maara dịka Lady Zamar, bụ onye South Africa na-agụ egwu na onye na-ede egwu.[1] A mụrụ ya n'abalị́ iri na iteghete nke afọ 1987 na South Africa ma zụlite ya na Thembisa .[2][3] Ọ na-etinyekarị ihe egwu ụlọ na abụ ya ma na-abụ abụ n'asụsụ Bekee nke na-amasị ọtụtụ ndị na-ege ntị .[4][5][6] N'afọ 2019, ọ bụ onye ọka ikpe ọbịa na Idols South Africa .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

2014-2016: Lady Zamar & Junior Taurus, Cotton Candy[dezie | dezie ebe o si]

Lady Zamar na Junior Taurus zutere na 2011 wee malite njikọ.[7] N'abalị iri na anọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2015, e wepụtara abọm mbụ ha bụ Cotton Candy.[8] Albọm ahụ mepụtara egwu atọ gụnyere; "Mamelodi", "Run Away" na "Pitori".

Na emume nke iri abụọ na abụọ nke South African Music Awards, a họpụtara Cotton Candy maka njikọ /otu nke afọ na Albọm egwu kacha mma.[9][10] N'oge na-adịghị anya mgbe e wepụtara ya, ọ mara ọkwa na ọ na-achụso ọrụ n'onwe ya.[11]

2017-ruo ugbu a: Ọrụ onwe onye, king Zamar, Monarch[dezie | dezie ebe o si]

E wepụtara albọm mbụ ya, King Zamar, na ọnwa Machị afọ 2017.[1] N'ọnwa Febụwarị afọ 2018, albọm ahụ ruru ogo ọla edo, na June afọ 2019,o wetara platinum abụọ.[12][13][14][15]

N'afọ 2017, Lady Zamar meriri Song of the Year Award na DStv Mzansi Viewers Choice Awards maka egwu ya bu "Charlotte", nke Prince Kaybee mepụtara.[1] Na 24th South African Music Awards ọ meriri ihe nrite maka Best Dance Album.[16] N'abalị iri na otu n'ọnwa Machị afọ 2018, ọ bụ onye isi na Vivo Nation Festival.[17]

N'abalị itoolu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2018, n'ụbọchị ụmụ nwanyị nke mba ahụ, ọ rụrụ ọrụ n'ihe omume emebeere gbasara ụmụ nwanyị tinyekwara na nsonye ndị omenkà ibe ya Mafikizolo na Sho Madjozi.[18]

E wepụtara albọm nke abụọ ya bụ Monarch n'abalị́ iri abụọ nke ọnwa June afọ 2019.[19]

N'afọ 2019 n' emume nke anọ nke Mzansi Kwaito na House Music Awards , egwu ya bụ "This is Love" meriri Best house single.[20]

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

Abọm studio[dezie | dezie ebe o si]

Ndepụta nke abọm studio, na ọkwa chaatị ahọpụtara na asambodo
Aha ya Nkọwa nke abọm Ọnọdụ chaatị kachasị elu asambodo
ZA



Cotton Candy (ya na Junior Taurus)
  • A tọhapụrụ ya: 14 Ọktoba 2015
  • Label: Ca city Records
  • Ụdị: Nbudata dijitalụ
Ọdịdị
Eze Zamar
  • A tọhapụrụ ya: 31 Machị 2017
  • Akara: Universal Music
  • Ụdị: CD, nbudata dijitalụ
Ọdịdị
  • RiSA: Platinum
Eze
  • A tọhapụrụ ya: 21 Julaị 2019
  • Akara: Universal Music
  • Ụdị: CD, nbudata dijitalụ
Ọdịdị
"X" na-egosi ihe ndekọ nke na-enweghị chaatị ma ọ bụ nke a na-ewepụtaghị na mpaghara ahụ.

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

N'oge niile ọ na-arụ ọrụ dị ka onye nwere nka n'egwu egwu, ọ natala ọtụtụ onyinye, gụnyere awọd SAMA atọ, otu Independent Music Award.[21]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 "Lady Zamar, the rising star | IOL Entertainment". Retrieved on 15 September 2018.
  2. Yamikani Banda. sampra. Archived from the original on 2021-02-28.
  3. Lady Zamar Twitter status update. Twitter. Retrieved on 12 May 2020.
  4. THAKURDIN. "Twitter zones in on Lady Zamar's Idols SA outfit. Again!", TimesLive, 10 September 2018. Retrieved on 14 September 2018.
  5. LUVHENGO. "Lady Zamar's music heritage", DESTINY Magazine, 12 September 2018. Retrieved on 14 September 2018.
  6. Pitjeng. "Huawei Joburg Day: Lady Zamar urges fans to come prepared to sing along", Eyewitness News. Retrieved on 14 September 2018.
  7. Nkonyana. "Lady Zamar: The Queen of house music | Truelove", News24, 7 March 2018.
  8. Junior Taurus & Lady Zamar. Zalebs (June 22, 2020). Archived from the original on June 16, 2022. Retrieved on June 16, 2022.
  9. All the nominees for the 2016 Samas | Channel. News24 (21 April 2016).
  10. Herimbi (June 1, 2016). Sweet dreams on Cotton Candy. Independent Online.
  11. Joyce (September 8, 2017). Lady Zamar, the rising star. Independent Online.
  12. "Lady Zamar Certified Gold with Debut Album King Zamar! | Yule Dark", Yule Dark, 16 February 2018. Retrieved on 15 September 2018.
  13. Lady Zamar's album goes gold | Bona Magazine. www.bona.co.za. Archived from the original on 15 September 2018. Retrieved on 15 September 2018.
  14. Davis (June 23, 2019). Lady Zamar celebrates - she reached double platinum with 'King Zamar'. Briefly.
  15. adejoy (June 23, 2019). Lady Zamar celebrates album, King Zamar’s double platinum | Fakaza News. Fakaza News.
  16. "[WATCH Lady Zamar on winning Best Dance Album at the 2018 SAMAs]", 8 June 2018. Retrieved on 15 September 2018.
  17. LADY ZAMAR IS READY VIVONATION. Daily Sun (21 February 2018).
  18. Mafikizolo, Lady Zamar & Sho Madjozi Set To Headline Tribute To Women concert - SA Music Magazine. South African Music Magazine. Archived from the original on 2022-06-16. Retrieved on 2022-06-16.
  19. "Lady Zamar Monarch Album", 20 June 2019. Retrieved on 15 August 2019.
  20. Reporter (December 2, 2019). MZANSI KWAITO AND HOUSE MUSIC AWARDS WINNERS!. Daily Sun.
  21. Neo Koza (8 June 2018). [WATCH Lady Zamar on winning Best Dance Album at the 2018 SAMAs].