Lagos–Ibadan Railway

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos–Ibadan Railway
railway line
Oge/afọ mmalite2021 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
date of official opening10 Jụn 2021 Dezie
Ebe nkwụsịIbadan, Lagos Dezie
state of usein use Dezie
Lagos–Ibadan Railway

Ụzọ ụgbọ okporo ígwè nke sị Lagos gaa Ibadan bụ ụzọ ụgbọ okporo ígwè dị kilomita otú narị na iri ise na asaa n'ogologo n'etiti Lagos na Ibadan, nke nwere mgbatị nke ihe dị ka kilomita asaa iji sonye n'ọdụ ụgbọ okporo ígwè na Lagos.

Owuwu[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2017, ụlọ ọrụ China Civil Engineering Construction Company malitere ịrụ ọrụ n'ụzọ ụgbọ okporo ígwè abụọ. Ụzọ ụgbọ okporo ígwè Lagos-Ibadan bụ otu n'ime Ọrụ Nhazi Ụgbọ okporo ụzọ Naịjirịa nke a na-eme iji jikọta Lagos na Abuja mgbe ahụ Kano site na Minna na Kaduna na ngụkọta nke 1315 Km. Akụkụ Lagos-Ibadan bụ nke abụọ nke ọrụ ahụ.[1]

Otú ọ dị, maka ịdị mfe nke iwu, e kewara akụkụ Lagos-Ibadan nke ọrụ ahụ n'ime akụkụ atọ. Nke mbụ, iwu Ebute Meta - Iju Ishaga Station; nke abụọ, Agbado - Abeokuta Station; na n'ikpeazụ, Abeokuta na Ibadan Station. Ọnụ ego nke ọrụ ahụ bụ otu ijeri dọla na nde dọla narị isii [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Onye isi ala Muhammadu Buhari mepere ọrụ ahụ maka ịrụ ọrụ na emume mmepe maka ọrụ azụmahịa zuru ezu na 10th June 2021.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lagos-Ibadan Railway Modernization - Nigeria (en-US). Team Group. Retrieved on 2021-12-15.
  2. Lagos-Ibadan railway: Steady step in pursuit of comfort for commuters (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-06-27). Retrieved on 2021-12-15.
  3. Saliu. "(Hello Africa) Chise-built Lagos-Ibadan railway brings convenience, opportunities in Nigeria", Xinhuanet.com, 2021-09-02. Retrieved on 2021-12-15.