Lagos Food Bank

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos Food Bank
non-governmental organization, nonprofit organization
ụdị ọrụ yamgbochi ịda ogbenye, humanitarian aid Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
legal formincorporated trustee Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụLagos Dezie
Asụsụ ọ na-asụBekee Dezie
sonyerenwa, aged Dezie
adreesị ozi ịntanetịmailto:LAGOSFOODBANK@gmail.com Dezie
webụsaịtịhttps://lagosfoodbank.org/ Dezie
Lagos Food Bank

E guzobere Lagos Food Bank Initiative (LFBI) iji gbochie agụụ, belata mmebi nri ma nye ihe ngwọta nri mberede site na njikọ ha nke ụlọ akụ nri na steeti Lagos. Ebumnuche LFBI bụ iji mezuo ebumnuche ha site n'ịmepụta, ịnye, na iwusi ụlọ akụ nri ọhụrụ ike na mpaghara gọọmentị ime obodo iri abụọ niile dị na Lagos Steeti. LFBI na òtù okpukpe, ụlọ ọrụ na ndị mmadụ n'otu n'otu na-arụkọ ọrụ iji mezuo ebumnuche ha. Ndị LFBI na-elekwasị anya bụ: ndị agadi dị afọ iri ise ma ọ bụ karịa; ụmụaka dị afọ ise ruo na ndị dị afọ iri na isii; ndị ogbenye; ezinụlọ ndị dara ogbenye na ndị inyom di ha nwụrụ.[1][2][3][4][5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Folashade Adebayo. "Widows, destitute get food bank", Punch, February 26, 2016. Retrieved on December 30, 2017.
  2. "Pernod Ricard Nigeria partners Food Bank to feed Nigerians", Thisdaylive. Retrieved on December 30, 2017.
  3. "IMPACT365: LAGOS FOOD BANK INITIATIVE HAS REACHED OUT TO OVER 17,000 LAGOSIANS AND IS COMMITTED TO FEEDING MORE", YNaija. Retrieved on December 30, 2017.
  4. The Lagos Food Bank Initiative. Medium. Retrieved on December 30, 2017.
  5. Lagos Food bank ready to storm Agege. CitiMag. Retrieved on December 30, 2017.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website