Lagos State Ferry Services Corporation

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos State Ferry Services Corporation
Ụlọ ọrụ Gọọmenti
Ụlọ ọrụ mmepụta ihesailing Dezie
Oge/afọ mmalite1983 Dezie
aha gọọmentiLagos state ferry services corporation Dezie
ahaFerry services Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
asụsụ njiemeBritish English Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
nhazi ọnọdụ6°26′35″N 3°26′45″E Dezie
Isi ọgbakaLagos State Ministry of Transport Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụIkoyi Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
street address32 Adeyemi Lawson St, Ikoyi 106104, Lagos Dezie
Akara ekwentị+2349058530000, +2348184540000 Dezie
adreesị ozi ịntanetịmailto:sailsafe@lagferry.gov.ng Dezie
webụsaịtịhttps://ferryservices.lagosstate.gov.ng/ Dezie
Map
Ụlọ Lagos State Waterways Authority, Ikoyi, Lagos

Lagos State Ferry Services Corporation (LSFSC) ma ọ bụ Lagos Ferry Services Company (nke a makwara dị ka Lagferry) bụ onye na-enye ọrụ ụgbọ mmiri na Lagos State. E guzobere ya na afọ 1983.[1][2][3][4][5][6]

Lagferry na-arụkọ ọrụ na Steeti Lagos Waterways Authority (LASWA), National Inland Waterways Authority,NIWA na Nigeria Maritime Administration and Safety Agency (NIMASA). E wezụga Lagferry, ndị ọrụ ụgbọ mmiri ndị ọzọ na-ejikwa ụgbọ mmiri nke oge a iji nye ọrụ njem azụmahịa n'etiti Ikorodu, Lagos Island, Apapa na Victoria Island.[7][8]

Steeti Lagos Waterways Authority (LASWA) bụ ụlọ ọrụ na-achịkwa ọhụrụ iji lekọta mmezi nke ụzọ mmiri, nke nwere ọrụ nke gụnyere njem mmiri ka e guzobere na afọ 2008 ma bụrụ ọrụ maka nlekota na ịhụ na ndị ọrụ na-agbaso ụkpụrụ nke Gọvanọ Babatunde Raji Fashola, yana ije ozi dị ka ebe enyemaka maka ihe niile gbasara ụgbọ mmiri.[9]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lagos State (Nigeria). Ministry of Information and Culture (1987). Lagos State Handbook, Volume 5. 
  2. Lagos Ferry Company gets seven boats water transport service. Shipping Position (19 February 2014). Retrieved on 27 December 2015.
  3. An Evaluation of Transport Infrastructure in Lagos State, Nigeria. JAPSS. Archived from the original on 29 March 2017. Retrieved on 27 December 2015.
  4. NIWA to partner more private ferry operators in Lagos - Ships & Ports. Ships and Ports Authority (12 March 2015). Retrieved on 27 December 2015.
  5. "Ferry to the Rescue as Apapa Gridlock locks down Lagos", Leadership News.
  6. "Slow growth in ferry services - Details", The Nation Archive. Retrieved on 27 December 2015.
  7. David Ogah. "Water Transportation: Revving The Culture Of Mass Movement", The Guardian, 25 October 2015. Retrieved on 27 December 2015.
  8. Janet Johnson (18 March 2015). "NIWA Partners Lagos Private Ferry Operators". Retrieved on 26 December 2015. 
  9. Water Transportation: Revving The Culture Of Mass Movement (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2015-10-25). Retrieved on 2022-02-24.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Lagferry. Archived from the original on 5 January 2016. Retrieved on 22 February 2020.