Lagos State Fire Service

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos State Fire Service
Ụlọ ọrụ Gọọmenti
Ụlọ ọrụ mmepụta ihefire department Dezie
Oge/afọ mmalite1972 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Onye na-achịkwa ma jikwaaAdeseye Margaret Abimbola Dezie
asụsụ njiemeBritish English Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
nhazi ọnọdụ6°26′38″N 3°24′10″E Dezie
Nwe ikikeLagos Dezie
Isi ọgbakaLagos State Emergency Management Agency Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụAlausa Dezie
street addressAlausa fire station (HQ), Governor Road. ikeja, Lagos Dezie
Akara ekwentị08033235891, 767, 07028255637, 08150901921, 08033219746 Dezie
webụsaịtịhttps://fireservice.lagosstate.gov.ng Dezie
emergency servicesavailable, 24 Hours Dezie
nọmba ekwentị mberede767, 112 Dezie
Map

 

Ngalaba na-ahụ maka ọkụ ọgbụga na Lagos steeti bụ ngalaba ọkụ na nnapụta maka Lagos State.[1]

E guzobere ya na 1972 site na Iwu Lagos State Cap.42 nke 1972, ọrụ ya bụ isi bụ ijikwa ọnọdụ ọkụ ọkụ na Lagos State. Ọrụ ahụ na-ahụ maka nchebe ọkụ na nchekwa obodo n'etiti ndị bi na ndị ọbịa gafee steeti ahụ.

E guzobere Ụlọ Ọrụ Ọkụ nke Lagos State na August 31, 1972, ya na onye isi ọrụ ọkụ nke mba ọzọ, Sir Allan Flemming, dị ka onye isi ọrụ mgbanyụ ọkụ mbụ nwere ndị ọrụ atọ.

N'afọ 2021, Gọvanọ Babajide Sanwo-Olu họpụtara Oriakụ Margaret Adeseye, onye nduzi nke Lagos State Fire and Rescue Service.[2][3][4]

Ndị ọrụ ọkụ nke steeti Lagos na-ewe ndị ọrụ narị ise, ịrị ịse na atọ n'ọrụ, gụnyere ndị ọrụ itoolu na mpaghara dị iche iche.[5]

Ihe omume[dezie | dezie ebe o si]

E buliri ngalaba ọkụ na nnapụta ka ọ bụrụ ụlọ ọrụ n'oge ọchịchị Gọvanọ Babajide Sanwo-Olu, na-agbaso usoro 'THEMES' nke Maazị Sanwo-Olu. Ndị isi na ndị ikom nke ụlọ ọrụ ahụ nwere ọzụzụ dị elu, na-adọkwa aka ná ntị ma bụrụ ndị ọkachamara zuru oke maka ijikwa ọrụ ha. Ụlọ ọrụ ahụ nwere ngwaọrụ ọgbara ọhụrụ na nke na-arụ ọrụ n'aka ha.[6]

Ewezuga ọzụzụ na-aga n'ihu nke ndị ọrụ ya, Ụlọ Ọrụ N'okpuru Adeseye goro ndị ọrụ mgbanyụ ọkụ otu narị n'afọ 2020 iji bulie ike ndị ọrụ ya iji bulie ọrụ ya. Oriakụ Adeseye Margaret butere ọdịmma ndị ọrụ ụzọ kemgbe ọ malitere ọrụ n'ọfis ahụ. Ọ bụghị ihe ijuanya na n'okpuru idu ndú ya, Ọrụ ahụ enwetala ọtụtụ akwụkwọ ozi ekele na ịja mma site n'aka ụlọ ọrụ na ndị mmadụ n'otu n'otu.[6]

Ọhụ[dezie | dezie ebe o si]

Ihụ na enwere nzaghachi ngwa ngwa maka oku ọkụ, ọrụ nnapụta, na ọnọdụ mberede ndị ọzọ metụtara ya, yana usoro mgbochi ọkụ na ọzụzụ.[7][8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Inye ọrụ dị irè na mgbochi ọkụ na mwakpo na ebumnuche nke ibelata ọnwụ, mmerụ ahụ, na mfu akụ na ụba nke ọkụ kpatara ruo obere.[9]

Ebe ndị a na-anọ ọdụ[dezie | dezie ebe o si]

N'ịbụ nke isi ụlọ ọrụ ya dị na Alausa, ọrụ ahụ nwere ngụkọta nke ụlọ ọrụ mmenyu ọkụ ịrị na isii na Lagos Steeti.[10][11] Enwere ike ịchọta ọdụ ha na:

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lagos State Fire Service Archives (en-US). Vanguard News. Retrieved on 2022-03-12.
  2. Sanwo-Olu appoints new Lagos Fire Service boss (en-US). Punch Newspapers (2021-05-08). Retrieved on 2022-02-24.
  3. Pictorial: Firefighters battle Lagos petrol station fire (en-US). Punch Newspapers (2022-03-09). Retrieved on 2022-03-15.
  4. Female fire boss assures Lagosians of improved service delivery (en-US). Vanguard News (2021-09-15). Retrieved on 2022-03-12.
  5. Lagos State Fire Service (en-US). Lagos State Fire Service. Retrieved on 2022-03-11.
  6. 6.0 6.1 RESOURCEFUL FIREFIGHTER PUTTING VISION TO WORK AT THE LAGOS STATE FIRE AND RESCUE SERVICE (en-US). Dailynewscover.com (2022-01-16). Archived from the original on 2022-01-16. Retrieved on 2022-03-15.
  7. Lagos State Fire Service (en-US). Lagos State Fire Service. Retrieved on 2022-03-15.
  8. Lagos employs 100 new firemen, boosts rescue services (en-US). Punch Newspapers (2021-08-05). Retrieved on 2022-03-15.
  9. Lagos State fire service – Channels Television. Retrieved on 2022-03-22.
  10. Lagos State (Nigeria) (1981). Lagos State Government Office and Residential Telephone Directory. Lagos State Government.. 
  11. Fire Station Numbers (en-US). Lagos State Government. Retrieved on 2022-03-15.