Lagos State Ministry of Establishments, Training and Pensions
Ọdịdị
Lagos State Ministry of Establishments, Training and Pensions
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | career management, ikike iwuli elu |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | 1999 |
| Aha gọọmenti | Lagos state ministry of establishment,training and pension |
| Aha | Ministry of establishment |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Asụsụ njieme | British English |
| Kọntinent | Eluàlà |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
| Nhazi ọnọdụ | 6°36′13″N 3°18′34″E |
| Ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | commissioner |
| Nwe ikike | Lagos |
| Nwere enyemaka | Lagos State Civil Service |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
| Onye nyefere ọrụ | Ajibola Yewande Olufunke Ponnle |
| Street address | BLOCK 17 B SECRETARIAT, ALAUSA, IKEJA |
| Akara ekwentị | +2348036867282 |
| Email address | mailto:trainingestab@lagosstate.gov.ng |
| Webụsaịtị | https://metp.lagosstate.gov.ng/ |
| Nwere àgwà | Hard Work, Team Spirit, integrity, loyalty, Inyefe onwe onye |

Ngalaba na-ahụ maka ụlọ ọrụ, ọzụzụ na ụgwọ ezumike nká nke steeti Lagos bụ ụlọ ọrụ gọọmentị steeti, nke a na-ahụ anya na ịhazi, chepụta ma mejuputa iwu steeti na ụlọ ọrụ, Ọzụzụ na ezumike nka.[1][2]
Ngalaba a bụ isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka njikwa akụ mmadụ nke gọọmentị, na-ahụkwa maka mmepe ego mmadụ, ọganihu ọrụ, na ezumike nká.
Ngalaba na-ahụ maka ụlọ ọrụ na ọzụzụ nke steeti Lagos adịla kemgbe e bidoro steeti ahụ. E kewaputara Ministry of Establishments, Pensions, and Training n'ime Office of Establisments and Training na Febụwarị 2001.
Oriakụ Ajibola Ponnle bụ Kọmishọna maka ngalaba na-ahụ maka ụlọ ọrụ, ọzụzụ na ụgwọ ezumike nká nke steeti Lagos.[3]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ngalaba Na-ahụ Maka Ike na Akụnụba nke Lagos Steeti
- Kansụl Ndị Nchịkwa Steeti Lagos
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lagos unveils new head of service-sherifat folashade. thegazellenews.com. Archived from the original on 21 July 2020. Retrieved on 4 March 2015.
- ↑ Lagos approves payment 3 years arrears pensioners. Vanguard News. Retrieved on 4 March 2015.
- ↑ Ajibola Ponnle Archives (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2022-03-17.