Lagos State Ministry of Science and Technology
Ọdịdị
Lagos State Ministry of Science and Technology
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | amamihe, nka na uzu, general public administration activities |
---|---|
Oge/afọ mmalite | Febụwarị 2004 |
aha gọọmenti | Lagos state ministry of science and technology |
aha | Ministry of science and technology |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
onyeisi oche | Hakeem Popoola Fahm |
asụsụ njieme | Bekee |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
nhazi ọnọdụ | 6°37′6″N 3°25′36″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | commissioner |
Nwe ikike | Lagos |
nwere enyemaka | Lagos State Science, Research and Innovation Council, Lagos State Residents Registration Agency |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Alausa, Ikeja |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
Onye nyefere ọrụ | Bola Tinubu |
street address | Block 25, State government secretariat, Alausa.Lagos |
Akara ekwentị | +234-803-727-4523, 08023333655 |
email address | mailto:scitech@lagosstate.gov.ng |
webụsaịtị | https://most.lagosstate.gov.ng/ |
International Standard Industrial Classification code Rev.4 | 8411 |
Ngalaba sayensị na teknụzụ nke steeti Lagos bụ ụlọ ọrụ gọọmentị steeti, nke na-ahụ maka ịhazi ma tinye n'ọrụ iwu steeti na sayensị na teknụzụ.[1][2]
E guzobere Ministry of Information Technology and Special Services na Febụwarị 2004 site n'aka ọchịchị Asiwaju Bola Ahmed Tinubu site na Office of Special Adviser on Information Technology and special Services.[3] Nchịkwa ahụ achọpụtala iji teknụzụ eme ihe dị ka otu n'ime ụzọ kachasị dị irè iji dozie ihe isi ike nke imeziwanye ọrụ gọọmentị ma hụ maka ọganihu akụ na ụba na mmekọrịta mmadụ na ibe ya.[4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]- Iji sayensị na teknụzụ mee ihe n'ihe omume niile iji melite ndụ nke ndị Lagosians na Transforming Lagos, site na iji usoro na nhazi nke ihe onwunwe dịnụ mee ihe n"ime ụlọ ọrụ mmepụta ihe mepere emepe, na steeti nke oge a nke mba ụwa.[3]
Ọhụụ
[dezie | dezie ebe o si]- Iji mee ka Lagos bụrụ steeti nlereanya site na ngwa ọhụrụ nke Sayensị na Teknụzụ maka idozi nsogbu na inwe mmetụta na mbọ niile mmadụ na-agba.[3]
Ndị nduzi
[dezie | dezie ebe o si]- Nchịkwa na Ndị Ọrụ Mmadụ (Administration and Human Resources) [A & HR][3]
- Ọrụ Kọmputa (Computer Services) [CS][3]
- Nkà nzikọrịta ozi (Information Communication Technology) [ICT][3]
- Sayensị, Iwu, mmemme na nkwalite (Science, Policy, Programmes and Promotion) [SPPP][3]
- Ego na Akụkọ ego (Finance and Accounts) [[F & A][3]
Nkeji
[dezie | dezie ebe o si]Ụlọ ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]- Lagos State Residents Registration Agency (LASRRA)[3]
Ebumnobi
[dezie | dezie ebe o si]- Iji jikwaa ọrụ kọmputa zuru ụwa ọnụ n'ụzọ kwesịrị ekwesị.[3]
- Iji teknụzụ ọgbara ọhụrụ maka njikwa dị irè nke azụmahịa gọọmentị, ọkachasị na mpaghara ọrụ, mmepụta ego na mgbasa ozi elektrọnik.[3]
- Iji sayensị na teknụzụ mee ihe iji melite ọnọdụ ụmụ amaala nke steeti ahụ.[3]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ngalaba Azụmaahịa na Ụlọ Ọrụ nke Lagos Steeti
- Kansụl Ndị Nchịkwa Steeti Lagos
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lagos to harness science, technology for development. punchng.com. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 2 March 2015.
- ↑ Lagos state partners microsoft oracle to boost technology services. thisdaylive.com. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 2 March 2015.
- ↑ 3.00 3.01 3.02 3.03 3.04 3.05 3.06 3.07 3.08 3.09 3.10 3.11 3.12 3.13 3.14 3.15 3.16 Ministry of Science & Technology (en-US). Ministry of Science & Technology. Archived from the original on 2022-03-25. Retrieved on 2022-03-17.
- ↑ Ministry of Science & Technology (en-US). Ministry of Science & Technology. Archived from the original on 2022-03-25. Retrieved on 2022-03-14.