Lagos Yacht Club

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Lagos Yacht Club
yacht club
mba/obodoNaijiria Dezie

Lagos Yacht Club (LYC) bụ otu n'ime klọb egwuregwu kachasị ochie na Naịjirịa. E hiwere klọb ụgbọ mmiri ahụ na 1932. Ọ dị n'ebe ndịda nke Tafawa Balewa Square na National Museum; ha niile dị na Lagos Island, na ngafe àkwà mmiri na-eduga na Victoria Island.[1] Ihe owuwu dị n'ọdụ ụgbọ mmiri ahụ gụnyekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri na egwuregwu ndị ọzọ a na-eme n'ụlọ klọb ahụ.[2][3]

Ndị hụrụ ụgbọ mmiri n'anya na Lagos bụ ndị guzobere klọb ahụ, ha gụnyere C.J. Webb, Jessie Horne, R.M. Williams na H.A. Whittaker. Otu regatta e mere na 1931 iji kwekọọ na nleta nke HMS Cardiff na ụgbọ mmiri German Emden mere ka mmasị n'ịkwọ ụgbọ mmiri dị elu. Na mbido, klọb ahụ nwere ihe karịrị ndị otu mmadụ ịrị abụọ.

Ihe Ndị a na-eme ugboro ugboro[dezie | dezie ebe o si]

Lagos Club na-akwado Whispering Palms regatta kwa afọ.[4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lizzie Williams (2012). Sport. Nigeria: Bradt Travel Guides. ISBN 9781841623979. 
  2. "Historical Pictures: Lagos, "Now and Then"", I love Lagos. Retrieved on December 18, 2015.
  3. (1982) The Lagos Yacht Club: Fifty Years of Sailing in Lagos, 1932-1982. The Club, 1982. 
  4. "Official Formula 1 Champagne G.H. MUMM hosts the Annual Lagos Yacht Club Regatta", Bella Naija, October 13, 2014. Retrieved on December 18, 2015.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Lagos yacht club.