Laila El Garaa
Ọdịdị
Laila El Garaa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Aha ọmụmụ | ليلى الڭرعة |
| Aha enyere | Laila |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Jụn 1977 |
| Ebe ọmụmụ | Rabat |
| Nwanne | Najat El Garaa, Hayat El Garaa, Mohamed El Garaa |
| Asụsụ obodo | Berber languages |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | para athletics |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | T40 |
| So na | 2004 Summer Paralympics, 2008 Summer Paralympics, 2012 Summer Paralympics |
Laila El Garaa (Arabic) bụ onye na-eme egwuregwu Paralympic si Morocco na-asọmpi karịsịa na ụdị F40 shot putt events.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]O sonyere na afọ 2004 Summer Paralympics na Athens, Gris. N'ebe ahụ, o ritere ihe nrite ọlaọcha na ihe omume ụmụ nwanyị F40 shot putt. O sonyekwara na F40 javelin throw nke ụmụ nwanyị
O mekwara asọmpi na afọ 2008 Summer Paralympics na Beijing, China. N'ebe ahụ, o ritere ọla nchara na ihe omume ụmụ nwanyị F40 shot putt. O sonyekwara na asọmpi F40 nke ụmụ nwanyị.
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ụmụnne ya nwanyị Najat na Hayat bụ ndị nwetara ihe nrite Paralympic.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Hayat El Garaa. paralympic.org. Retrieved on 1 September 2021.