Najat El Garaa
Ọdịdị
Najat El Garaa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Aha n'asụsụ obodo | نجاة الڭرعة |
| Aha enyere | Najat |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Julaị 1982 |
| Ebe ọmụmụ | Temara |
| Nwanne | Laila El Garaa, Hayat El Garaa, Mohamed El Garaa |
| Asụsụ obodo | Berber languages |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | para athletics |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | T40 |
| So na | 2008 Summer Paralympics, 2012 Summer Paralympics |
Najat El Garaa (Arabic: نجاة الكرعة) bụ onye na-eme egwuregwu Paralympic si Morocco na-asọmpi karịsịa na ụdị F40 discus throw events.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]El Garaa sonyere na afọ 2008 Summer Paralympics na Beijing, China. N'ebe ahụ, o ritere ọla nchara n'ihe omume F40 nke ụmụ nwanyị.
O mechara sọọ mpi na afọ 2012 Summer Paralympics na London ebe o ritere ihe nrite ọla edo na ihe omume F40 nke ụmụ nwanyị. El Garaa mere ihe ndekọ ụwa ọhụrụ 32.37 mita.
A mara El Garaa dị ka onye na-eme egwuregwu Moroccan nke afọ n'afọ 2012 ma were Sheikh Mohamed Bin Rashid Al Maktoumiz Creative Sports Award.[1]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ụmụnne ya nwanyị Laila na Hayat bụ ndị nwetara ihe nrite Paralympic.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Najat El Garaa receives Sheikh Mohamed Bin Rashid Al Maktoum’s Creative Sports Award, January 2013, Moroccan World News
- ↑ Hayat El Garaa. paralympic.org. Retrieved on 1 September 2021.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Najat El Garra at the international Paralympic Committee
- Najat El Garaa at IPC.infostradaSports.com