Laila St. Matthew-Daniel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Laila St. Matiu-Daniel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereLaila Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Febụwarị 1953 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụactivist, chief officer Dezie

Laila St. Matthew-Daniel (amụrụ na Febụwarị 14, 1953 na Lagos, Naijira) bụ onye isi nchịkwa, onye na-enye ọzụzụ, ọkà okwu, onye edemede, onye na'ihe gbasara ikike ụmụ nwanyị na onye edemede.[1][2][3] Ọ bụ onye guzobere na onye isi oche nke ACTS Generation GBV, otu na-abụghị nke gọọmentị nke na-alụso ime ihe ike n'ụlọ na mmetọ ụmụaka ọgụ na Naịjirịa.[4] Ọ haziri ngagharị iwe dị iche iche maka ikike ụmụ nwanyị na nwa agbọghọ, ụfọdụ n'ime ha bụ ogbugbu Buni Yadi nke Febụwarị 2014 na akụkụ nke ndị na-amalite ngagharị iwe mbụ megide ịtọrọ ụmụ akwụkwọ Chibok site na òtù Boko Haram.[5][6] Ọ haziri nzukọ ọmụmụ ihe na ogbako dị iche iche iji nye ụmụ nwanyị ike n'ihe gbasara njide onwe onye, mmata onwe onye, na mmelite onwe onye.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Cognitive Distortions and Stress – Laila St. Matthew-Daniel", Inside Watch Africa, April 16, 2014. Retrieved on July 16, 2016.
  2. Ibekwe. "Nigerian women protest Boko Haram killings", Premium Times, March 6, 2014. Retrieved on July 16, 2016.
  3. Laila St. Matthew-Daniel. "Matthew-Daniel: Punishers, enslavers and slave mentality", The Guardian News, March 9, 2015. Retrieved on July 16, 2016.
  4. Ogbuokiri. "St Matthew Daniel: Queens College Told Us Osifala Has Been Accused Of Sex Abuse 5 Times", New Telegraph, April 10, 2014. Retrieved on July 16, 2016.
  5. Ajumobi. "How 'Bring Back Our Girls' campaign went viral— Matthew Daniel", Vanguard News, May 11, 2014. Retrieved on July 16, 2016.
  6. Ajumobi. "Chibok Girls' mystery two years after: I smell a global conspiracy of silence — Laila St Matthew Daniels", Vanguard News, April 20, 2016. Retrieved on July 16, 2016.