Lamide Akintobi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lamide Akintobi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2006 Dezie

  Lamide Akintobi (amụrụ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 19) bụ onye nta akụkọ na onye mgbasa ozi Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahụ maka akụkọ na Channels TV na dị ka onye na-akwado ma na-emepụta ihe ngosi a na-akpọ The Spot na EbonyLife TV ya na Zainab Balogun na Ebuka Obi-Uchendu ruo mgbe emechara ihe ngosi ahụ n'etiti afọ 2017.

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Akintobi amụrụ na Legos, Nigeria bụ onye Abeokuta, Ogun Steeti. O nwetara nzere nka na Broadcast Journalism na Spanish site na Volunteer State Community College na Tennessee na nzere bachelọ na ngalaba ọmụmụ ndị a kpọtụrụ aha na Texas A&M University–Commerce. O nwetakwara nzere masta na International Journalism na City University na London dị ka British Council Chevening Scholar na afo 2011. Ọ ghọrọ onye otu Delta Sigma Theta sorority na afo 2004. O biri oge ụfọdụ na Tennessee na Texas.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Akintobi rụrụ ọrụ dị ka onye mgbasa ozi na Channels TV.[2] Ya na Zainab Balogun na Ebuka Obi-Uchendu kwadoro ihe ngosi a na-akpọ The Spot na EbonyLife TV, ma mepụta ma gosipụta usoro El Now . EbonyLife TV bụ ụlọ ọrụ telivishọn ojii mbụ nke Africa na-ahụ maka mgbasa ozi n'ụwa niile, nke a na-agbasa na mba iri anọ.[1][3] Lamide bụ onye na-emepụta ihe n'onwe ya ugbu a, onye na-eme ihe ngosi na onye na-ahụ maka ihe omume nke ọrụ ya pụtara na CNN Style feature[4].

N'afọ 2015, edepụtara Akintobi dị ka otu n'ime ụmụ nwanyị iri ise na-agbanwe ọrụ nta akụkọ na Naịjirịa site n'aka umunwanyi na oru nta akuko na Naijiria nakwa dị ka otu n'ime ụmụ nwanyị otu narị kachasị akpali akpali na Naịjirịa n'afọ 2019 site n'aka Leading Ladies Afrika .[5][6]

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nrite Category Reslt Ref
2009 Onyinye Ọdịnihu On Air Personality of the Year Merie [7]

Akintobi bụ nwa nwanyị onye egwu na onye na-emepụta ihe na Naijiria bụ Laolu Akins .[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Chats with Nigerian-based presenter and producer, Lamide Akintobi. Thea1tv.com (8 October 2015). Archived from the original on 12 October 2016. Retrieved on 8 October 2016.
  2. "Lamide Akintobi Lands at TVC", TheNet, January 18, 2012. Retrieved on 8 October 2016.
  3. AY Makun, Dolapo Oni, Bolanle Olukanni, Runtown, Lamide Akintobi are a year older today. Pulse (19 August 2016). Retrieved on 8 October 2016.
  4. 4.0 4.1 Lamide Akintobi. From the 'C-Stunner' to the 'Black Mamba,' Kenya's Cyrus Kabiru rides wave of success with new creations made from scrap (en). CNN. Retrieved on 2021-11-24.
  5. Leading ladies Africa: Nigeria’s 100 most inspiring women in 2019 (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2019-03-23). Retrieved on 2021-11-24.
  6. Lamide Akintobi Live! - About Me (en-US). Lamide Akintobi Live!. Retrieved on 2021-11-24.
  7. OC Ukeje beats Ice Prince, Iyanya to win The Future Awards Prize in Entertainment | Premium Times Nigeria (en-GB) (2013-12-24). Retrieved on 2021-11-24.