Jump to content

Lance Calkin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lance Calkin
Lance Calkin
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
Aha enyereLance Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya22 Jụn 1859 Dezie
Ebe ọmụmụLondon Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya10 Ọktoba 1936 Dezie
Ebe ọ nwụrụFulham Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
ụdịportrait Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie
omenkà faịlụ naFrick Art Reference Library Dezie

George Lance Calkin (22 Juun 1859 – 10 Ọktoba 1936) bụ onye ihe osise Britain.

Calkin bụ nwa nke abụọ n'ime ezinụlọ nwere ụmụnne asaa. A mụrụ ya na London, nye Emily na George Calkin, onye na-egwu egwu na onye na-ede egwú. Ọ gụrụ akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ nkeonwe wee gaa Slade School of Fine Art na Royal Academy Schools. Ọrụ ya bụ isi bụ eserese nke Eze Edward VII, Eze George V, Marquis nke Camden na Joseph Chamberlain . E bipụtara ọtụtụ n'ime ọrụ ya n'akwụkwọ akụkọ a na-ese onyinyo kwa izu bụ The Graphic .

Calkin nwụrụ na 1936 na Cresilton Road, Fulham, London.

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

onye na-ede egwú. Ọ gụrụ akwụkwọ n'ụlọ

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • 34 artworks by or after Lance Calkin at the Art UK site