Lannea edulis

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lannea edulis
Scientific classification edit
Kingdom: Plantae
Order: Sapindales
Family: Anacardiaceae
Genus: Lannea
Species:
L. edulis
Binomial name
Lannea edulis
(Sond.) Engl.
Synonyms[1]
  • Calesiam edule (Sond.) Kuntze
  • Lannea edulis subsp. glabrescens (Engl.) Burtt Davy
  • Lannea edulis subsp. integrifolia Engl.
  • Lannea edulis var. edulis
  • Lannea glabrescens Engl.
  • Lannea nana Engl.
  • Odina edulis Sond.
Lannea edulis
Scientific classification edit
Kingdom: Plantae
Clade: Tracheophytes
Clade: Angiosperms
Clade: Eudicots
Clade: Rosids
Order: Sapindales
Family: Anacardiaceae
Genus: Lannea
Species:
L. edulis
Binomial name
Lannea edulis



(Sond.) Engl.
Synonyms[2]
  • Calesiam edule (Sond.) Kuntze
  • Lannea edulis subsp. glabrescens (Engl.) Burtt Davy
  • Lannea edulis subsp. integrifolia Engl.
  • Lannea edulis var. edulis
  • Lannea glabrescens Engl.
  • Lannea nana Engl.
  • Odina edulis Sond.

Lannea edulis bụ obere osisi na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ nke na-emekarị n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ na Ndịda Afrịka, ọ bụ nke ezinụlọ Anacardiaceae.

Nkọwa[dezie | dezie ebe o si]

O nwere alaka akwụkwọ osisi sitere na mgbọrọgwụ dị n'okpuru ala (nkwunyere shrọb). Akwụkwọ ya bụ nke nhazi ya n'edochaghị anya dị ka ihe nọ na ncherita ihu ihe dị ka mpe mpe abụọ ruo anọ nke akwụkwọ mpịakọta kwa pinnae; akwụkwọ mpịasụ ya di gburugburu na obosara na elu na-egbuke egbuke na coriaceous, ma nwee ogologo ihe dịka cm itoolu ruo iri abụọ na obosara obosara cm itoolu ruo irí abụọ.[3][4] Okooko osisi dị obere, na-acha odo odo ma na-acha creme ma ọ bu site na mpia mpia ka osi emepụta ma ọ bụ mpia ọnụ n'akụkụ ala, na-apụtakarị n'ihu akwụkwọ. Mkpụrụ osisi bụ mkpụrụ osisi berri nke na-acha uhie uhie mgbe ọ chara.[3]

Nkesa nke ọkụkọ[dezie | dezie ebe o si]

Ụdị a dị n'akụkụ Angola, a pụkwara ịchọta ya na mba ndị dị n'ebe Ọwụwa Anyanwụ Afrịka dị ka mba Tanzania na mba Southern Africa.[5]

Ojiji[dezie | dezie ebe o si]

A na-eji mgbọrọgwụ ya eme ihe n'ọgwụ ọdịnala n'obodo dị iche iche; na Zambia, a na-eji ya agwọ nsogbu ndị metụtara schistosomiasis, gonorhea na afọ ọsịsa, na mpaghara ụfọdụ nke South Africa, a na'eji ya agwọ angina pectoris[6].

Ndị obodo na-eri mkpụrụ osisi ma na-eri ya.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lannea edulis (en). Retrieved on 13 September 2021.
  2. "Lannea edulis". Global Biodiversity Information Facility. Retrieved 13 September 2021.
  3. 3.0 3.1 Schmidt (2002). Trees and shrubs of Mpumalanga and Kruger National Park, Mervyn Lotter, Warren McCleland, John Burrow, Johannesburg: Jacana, 300. ISBN 1-919777-30-X. OCLC 51322213. 
  4. Lannea edulis (Sond.) Engl. | Plants of the World Online | Kew Science (en). Plants of the World Online. Retrieved on 2021-09-13.
  5. Chidumayo (2006). "Fitness implications of late bud break and time of burning in Lannea edulis (Sond.) Engl. (Anacardiaceae)" (in en). Flora - Morphology, Distribution, Functional Ecology of Plants 201 (7): 588–594. DOI:10.1016/j.flora.2005.10.008. 
  6. Banda (2018). "Antihyperglycemic and Antihyperlipidemic Effects of Aqueous Extracts of Lannea edulis in Alloxan-Induced Diabetic Rats" (in English). Frontiers in Pharmacology 9. DOI:10.3389/fphar.2018.01099. ISSN 1663-9812. PMID 30323764.