Laura Nikolich

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Laura Nikolich
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereLaura Dezie
aha ezinụlọ yaNikolich Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụvideo game developer, software developer Dezie
ụdị ọrụ yavideo game, software, Ngwaike kọmputa Dezie
onye were ọrụParker Brothers, Motorola, Wang Laboratories Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of South Florida Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
isi agụmakwụkwọcomputer engineering Dezie
Ọrụ ama amaSpider-Man Dezie

Laura Nikolich bụ onye na emepụta egwuregwu na onye na eme mmemme nke rụrụ ọrụ maka Parker Brothers na mbido afọ 1980 ebe ọ bụ naanị onye mmepe maka egwuregwu Atari 2600 nke 1982 Spider-Man ma hazie mbipụta ColecoVision nke Frogger II: ThreeeDeep!. Laura Nikolich graduated in 1976 with a bachelor's degree in engineering technology from University of South Florida. She learned assembly language, which she used for pager technology at Motorola. Real-time programming in assembly language gave her skills useful for the emerging video game industry.[1]

Laura Nikolich bụ onye mmemme nke ise e goro na Parker Brothers na 1981 na nke anọ e goro maka mmepe Atari 2600.[1] Nikolich rụrụ ọrụ naanị ya ọnwa isii na egwuregwu mbụ da bere na Spider-Man. Na-arụ ọrụ na njedebe nke usoro ahụ, o mepụtara ya dị ka egwuregwu na-agagharị n'elu, nke siri ike ịme pụta.[1][2] A tọha pụrụ Spider-Man na 1982, kwalite ya site na mgbasa ozi telivishọn, ọ bụkwa ihe ịga nke ọma.[2]

Mgbe Spider-Man gasịrị, Nikolich mepụ tara egwuregwu Care Bears, nke a na-ewe pụtaghị.[3][4][5] A kwụsịrị egwuregwu ahụ n'ihi na, dị ka Nikolich si kwuo, ahịa amaghị ihe ha chọrọ.[5] Nikolich nwere obi ụtọ maka ọrụ ya na Care Bears n'ihi ihe ịma aka ya.[4] Ọrụ ya n'ịchịkwa sprites mere ka ihe osise ahụ dịkwuo ndụ ma na-amasị ndị mmadụ.[4]

  • Spider-Man, Atari 2600, Parker Brothers (1982)
  • Frogger nke Abụọ: ThreeeDeep!, ColecoVision, Parker Brothers (1984)

A na-ebipụtabeghị ya[dezie | dezie ebe o si]

  • Care Bears, Atari 2600, Parker Brothers (1983)
  • Orbit, ColecoVision, Parker Brothers (1983)

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Stilphen. Laura Nikolich interview. Atari Compendium. Retrieved on 17 November 2020.
  2. 2.0 2.1 Campbell. The story of the first Spider-Man game. Polygon. Retrieved on 17 November 2020.
  3. Care Bears. Atari Protos. Atari Protos. Retrieved on 17 November 2020.
  4. 4.0 4.1 4.2 Laura Nikolich. Atari Women. Retrieved on 17 November 2020.
  5. 5.0 5.1 Atari Mania: Care Bears. Atari Mania. Atari Mania. Retrieved on 17 November 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]