Leonidas Kamende

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Leonidas Kamende
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereLeonidas Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Ọgọọst 1979 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ụdị egwuregwubeach volleyball Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie

Leonidas Kamende (amuru 28 Ọgọst 1979) bụ onye egwu bọọlụ volley nke nwanyị Kenya.

Ọ so ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Kenya na-asọ mpi n'egwuregwu Olimpik Summer 2004 na Athens, Greece. [1] Ọ sonyere na asọmpi Volleyball ụmụ nwanyị 2002 FIVB . Ya na Kenya Pipeline gbara egwu. [2]

Klọb[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kenya women's volleyball roster at FIVB.com. 2004 Athens. FIVB (18 September 2015).
  2. Team Rosters. www.fivb.ch. Archived from the original on 2016-03-19. Retrieved on 2017-04-06.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]