Gaa na ọdịnaya

Lesego Motsumi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lesego Motsumi
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịBotswana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1964 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya9 Jenụwarị 2023 Dezie
Ụdị ọnwụaccidental death Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Tswana language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of Botswana, Minister of Health of Botswana, Minister of Health of Botswana, Minister of Transport and Communications Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Botswana Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaOnye Kraịst Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie

Lesego Motsumi (1964-2023) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si Botswana . Motsumi bụ Minista nke Ahụike ruo n'ọnwa Nọvemba afọ 2004, mgbe ọ ghọrọ Minista nke Ọrụ na Njem. [citation needed] Na afọ 2008 cabinet remhuffle, nke emere mgbe a họpụtara onye isi ala Ian Khama, Motsumi laghachiri n'ọkwa ochie ya dị ka Minista nke ahụike. Site na afo 2011- 2019 ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya Botswana na India.

Ebe e si nweta ya

[dezie | dezie ebe o si]