Gaa na ọdịnaya

Lilian Bwalya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Lilian Bwalya
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịZambia Dezie
Obodo maka egwuregwuZambia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Disemba 1974 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụathlete, asọmpi egwuregwu Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
So na2000 Summer Olympics Dezie

Lilian Bwalya (amụrụ na 28 Disemba na afọ 1974) bụ onye na-agba ọsọ na Zambia. O sonyere na mita 400 nke ụmụ nwanyị na 2000 Summer Olympics .

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]

      Njikọ mpụga

      [dezie | dezie ebe o si]
      • Lilian Bwalya at Olympedia