Lilian Esoro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Lilian Esoro Franklin bụ otu ndi n'eme ihie nkiri, onye na-aghazi mmemme, nakwa onye isi ndi 'Goldie Locks hair salon' nke di n' Abuja Naijiria. Ọ bụ nwa ikpeazu n'ụmụ asaa.Ọ gụchara akwụkwọ Primari na Sekọndiri ya na Lagos. O ji ihe nkiri "Extended Family" bido egwuregwu onyo-onyoo. O meela ihe nkiri ole n'ole ọzọ dika ihe nkiri ezinụlọ amaraama CLINIC MATTERS ebe aha ya bụ Nurse Abigail, 'stage play nke aha ya bụ 'Ayetu', 'I voted now', na 'Strive'. Esoro bụ onye nnochite anya 'Young Stars', 'Dunes, Abuja' nakwa 'House of Lunnete'.[1][2] A họpụtara dika Best Actress in a Comedy na '2013 Africa Magic Viewers Choice Awards'.[3]

Ọrụ ihie nkiri ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Esoro's bidoro ihie nkiri n'afọ 2006, O gosiri n'ihe nkiri 'Extended Family', Otu ọdi,ọkacha pụta ihie na 'Clinic Matters' ebe omere dika 'Nurse Abigail'.[4]

Nkwenye ndi onwere[mèzi | mèzi mkpụrụ]

N'afọ 2015, enyere ya onye nnochite anya ndi 'House Of Lunettes'.[5]

N'afọ 2016, enyere ya onye nnochite anya okomoko Ụlọ ahia di n'Abuja 'Dunes'.[6] AYOMIDE

Ndụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Esoro tolitere na Lagos [7] Ọ gụrụ Sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị 'Political Science' na University of Abuja.[8][9][10] Ọ lụrụ TripleMG CEO Ubi Franklin n'abali mbụ n'ọnwa iri n'otu n'afọ 2015 [11]

Onyo-onyoo[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  • Extended Family (as Freida)
  • Tinsel
  • Clinic Matters (as Nurse Abigail)
  • Taste of Love

Ihe Nkiri[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  • Strive
  • The Potter
  • The Next Door Neighbour
  • Secret Room (2013)
  • Fool's Paradise
  • The Real Deal (2014)
  • Couple of Days (2016)
  • Meet The In-Laws (2016)

Nrụtụaka[mèzi | mèzi mkpụrụ]