Lily Banda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lily Banda
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereLily Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Ọgọọst 1990 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2014 Dezie

Lily Banda (a mụrụ na 16 Ọgọst 1990) bụ onye na-eme ihe nkiri, onye na-agụ egwu, onye na'ede egwu, onye na-agba egwu na onye na-ede uri nke amụrụ na Malawi.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Lily zụlitere ịhụnanya maka egwu mgbe ọ bụ nwatakịrị, na-eme ihe n'ụlọ akwụkwọ. Ọ malitere ọrụ ọkachamara ya n'onwe ya n'afọ 2010, na-arụ ọrụ dịka onye na-elekọta redio, telivishọn na ihe omume.[1] Ọ malitere ịrụ ọrụ n'okpuru aha Alex dịka onye na-agụ egwu na onye na-ede uri.[2] E wepụtara abọm izizi ya, "Black Kiss" n'ọnwa Jenụwarị afọ 2014. N'afọ 2015 ọ gara n'ihu na EP Odd Hours .[3] African Union nyere ya ihe nrite dike ndị ntorobịa n'afọ 2015. N'afọ 2018 ọ wepụtara abọm abụọ 'Just Go' na 'Original thought' nke Afrima họpụtara ya ugboro abụọ na Best Female Artist Southern Africa na Most Promising Artist in Africa. N'afọ 2020, ọ pụtara na ndepụta Africa 35:35 nke ndị ntorobịa Africa 35 kachasị nwee mmetụta.[4]

N'afọ 2019, Banda pụtara na The Boy Who Harnessed the Wind, dabere na akụkọ ihe mere eme nke William Kamkwamba. Ọ na-eme Annie Kamkwamba. Ọ rụkwara ọrụ dịka Aicha Konate na oge nke abụọ nke usoro TV Deep State na 2019. Omume ya bụ onye ntụgharị Mali nke a wakporo ma chee na e gburu ya.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • 2019: Nwa nwoke ahụ ji ifufe mee ihe
  • 2019: Deep State (usoro ihe nkiri TV)

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Malawian Influencers – Lily Banda. Visit Malawi. Archived from the original on 14 October 2020. Retrieved on 13 October 2020.
  2. TEDxLilongwe. TEDx. Retrieved on 13 October 2020.
  3. "From Alex to Lily: Singer explains name change", MBC, 20 May 2015. Retrieved on 13 October 2020.
  4. Lily B. Music in Africa. Retrieved on 13 October 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]