Lindokuhle Sibankulu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lindokuhle Sibankulu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Eprel 1981 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie
so na2005 FIBA Africa Championship, FIBA Africa Championship 2009, 2011 FIBA Africa Championship Dezie

Lindokuhle Nduduzo Sibankulu (amụrụ ya n'ụbọchị nke iteghete n'ọnwa Eprel nke afọ 1981) bụ onye na-atu bọọlụ basket na South Africa na APN nke ndi ọkachamara Mozambik basketball league . Ọ bụkwa onye otu egwuregwu basketball nke mba South Africa ma soro klọb ahụ pụta na 2005 ya na 2009 African Championships.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]