Lisa Folawiyo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lisa Folawiyo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereLisa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1976 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mmebe ejiji Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women Dezie
webụsaịtị Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Lisa Folawiyo bụ onye nrụpụta ejiji na Naijiria bụ onye amaara nke ọma maka ijikọ ọdịnala ọdịda anyanwụ nke Afrịka na textile yana usoro ịkwa akwa ọgbara ọhụrụ na-ekwusi ike na beading na sequin trim. [1]

Bayografi[dezie | dezie ebe o si]

Lisa Folawiyo nwere nzụlite iwu, nke ọ mụtara na Mahadum Lagos . [2] [3] [4] [5]

Lisa Folawiyo bidoro akara ya "Jewel by Lisa" n'afọ 2005 site n'ụlọ ya. [6]

Ihe omume ejiji[dezie | dezie ebe o si]

Lisa Folawiyo yi efe nke ya

Lisa Folawiyo nwere ụlọ ngosi na Naịjirịa yana New York. Ndị ama ama dịka Issa Rae eyiela efe ya. Rae  yiri uwe cummerbund na BET Presents American Black Film Festival Honors . A na-egosiputa nchịkọta ya na US, UK, Naijiria na South Afrịka. N'afọ 2012 O so na atụmatụ nke Vogue Italia .

Nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • 2012: Onyinye Ejiji Afrịkla
  • 2014: Otu n’ime akaraka asatọ a họpụtara site na WWD Women's Wear Daily
  • 2015: E gosipụtara na BOF500 [7]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Folawiyo lụrụ di na nwunye ruo afọ iri na anọ. Ọ bụ nne nke ụmụ abụọ. Ọgọ nna ya bụ onye nrụpụta ihe Wahab Iyanda Folawiyo . [2] [8]

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Lisa Folawiyo", The Business of Fashion. (in en-GB)
  2. 2.0 2.1 "I started Jewel by Lisa with N20,000 – Lisa Folawiyo", The Punch. Retrieved on August 13, 2017.
  3. Lisa Folawiyo. BOF. Retrieved on 30 September 2016.
  4. "From court to catwalk, a former barrister's designs go global", CNN. Retrieved on October 2, 2016.
  5. Nation Branding: Concepts, Issues, Practice. Routledge, 2015. 
  6. "The Lisa Folawiyo Interview", The Guardian. Retrieved on October 2, 2016.
  7. Template error: argument title is required.
  8. Designer talks growing up with ethnically diverse parents. Pulse News. Retrieved on 30 September 2016.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]