List of governors of Lagos State

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
List of governors of Lagos State
Wikimedia list article

Nke a bụ ndepụta nke ndị nchịkwa na ndị gọvanọ nke Lagos Steeti. E guzobere Lagos Steeti na 27 Mee 1967 site na mpaghara ọchịchị ndị ọcha na mpaghara gọọmentị Lagos. Ọfịs nke na-ahụ maka nhazi nke ọrụ gọọmentị niile maka steeti Lagos.

Aha Aha ya Mgbe ha batara n'ọkwa Gọvanọ Mgbe ha pụrụ n'ọkwa Gọvanọ Patị Ihe edeturu
Brigadier Mobolaji Johnson[1] Gọvanọ 27 Mee 1967 Julaị 1975 Ndị agha
Commodore Adekunle Lawal[1] Gọvanọ Julaị 1975 1977 Ndị agha
Commodore Ndubuisi Kanu[1] Gọvanọ 1977 Julaị 1978 Ndị agha
Commodore Ebitu Ukiwe[1] Gọvanọ Julaị 1978 Ọktoba 1979 Ndị agha
Alhaji Lateef Jakande[1] Gọvanọ Ọktoba 1979 Disemba 1983 Òtù Unity nke Nigeria (UPN)
Air Commodore Gbolahan Mudasiru[1] Gọvanọ Jenụwarị 1984 Ọgọst 1986 Ndị agha
Onye isi ụgbọ mmiri Mike Akhigbe[1] Gọvanọ Ọgọst 1986 Julaị 1988 Ndị agha
Brigadier General Raji Rasaki[1] Gọvanọ Julaị 1988 Jenụwarị 1992 Ndị agha
Sir Michael Otedola[1] Gọvanọ Jenụwarị 1992 Nọvemba 1993 National Republican Convention (NRC)
Colonel Olagunsoye Oyinlola[1] Gọvanọ 9 Disemba 1993 22 Ọgọst 1996 Ndị agha
Colonel Mohammed Buba Marwa[1] Gọvanọ 22 Ọgọst 1996 29 Mee 1999 Ndị agha
Asiwaju Bola Tinubu[1][2] Gọvanọ 29 Mee 1999 29 Mee 2007 Alliance for Democracy (AD)
Maazị Babatunde Fashola Gọvanọ 29 Mee 2007 29 Mee 2015 Action Congress of Nigeria (ACN)
Maazị Akinwunmi Ambode Gọvanọ 29 Mee 2015 29 Mee 2019 All Progressives Congress (APC)
Maazị Babajide Sanwo-Olu Gọvanọ 29 Mee 2019 Onye nọ n'ọkwa All Progressives Congress (APC)

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.00 1.01 1.02 1.03 1.04 1.05 1.06 1.07 1.08 1.09 1.10 1.11 Past Governors. Lagos State Government. Archived from the original on 2014-10-11. Retrieved on 19 September 2014.
  2. Kye Whiteman (2013). "Prominent Personalities of Lagos", Lagos: A Cultural History. Interlink Publishing. ISBN 978-1-62371-040-8. 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]