Mike Akhigbe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wụ̀ ga: nturuụzọ̀, tùwe

Mike Akhigbe bula onye Rear Admiral na Navy Naigeria. Enwere ike kpo ya onye Vice President Naigeria, maka mgbe Abdulsalami Abubakar bula onye ishi military di rulu Naigeria na 1998, obu la enyi soto ya, tupu mgbe ndi military hapuru government na 1999.

Lee nke ozo[mèzi | mèzi mkpụrụ]