Liza Brönner

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Liza Brönner
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereLiza Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Disemba 1989 Dezie
Ebe ọmụmụCape Town Dezie
Dị/nwunyeRicus Nel Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
ngwa egwuJita, olu egwụ Dezie
webụsaịtịhttp://www.lizabronner.co.za/ Dezie

 

Liza Brönner bụ onye South Africa na-agụ egwu na onye na-ede egwu.Ọ na- akụ egwu ya n'asụsụ Afrikaans na Bekee. Brönner bụkwa onye na-eme ihe nkiri. E wepụtara abọm mbụ ya, Onderstebo N'abalị iri abụọ na otu nke ọnwa Septemba afọ 2009 site n'aka EMI . E degharịrị abọm a n'abalị iri abụọ na iteghete nke ọnwa Machị afọ 2010 na abụ ọhụrụ anọ dị ka Asemloos ma EMI ewepụta ya. Abọm nke atọ ya, Vir eers is dit net ek... Ka ewepụtara n'abali mbụ nke ọnwa Septemba afọ 2011 site na HIT Records . N'onwa Mee afọ 2013, Liza ritere ihe nrite usoro ihe omume nke eziokwu na-achọ onye na-anọchi onye na-eme ihe nkiri maka mmepụta ihe nkiri (egwu) Liefling .[1] Ọ na-arụ ọrụ ndu n'ofe Bobby van Jaarsveld na-ọkụkụ egwu Jan.

Mgbe ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ afọ abụọ nke arụmọrụ na ọrụ nkwado na CD ya gara aga "Vir eers is dit net ek" bụ ihe omume ntụrụndụ nke ụmụnne abụọ bu 2Brothers Entertainment nwere mmetụta obi ụtọ ịgwa onye ọ bụla banyere CD ọhụrụ Liza Bronner "Jy het my gevind". "Jy het my gevind" abụghị naanị aha CD ọhụrụ ya, kama ọ pụtara ọtụtụ ihe nye Liza... Ọ bụ mmalite ọhụrụ, oge ọhụrụ na ọrụ ya.

Ọnwa Disemba afọ 2014 - oge mmepụta "Liefling"mmepụta nke si ụlọ ihe nkiri na Teatro, Montecasino. Ọkụkụ Egwú asụsụ"Afrikaans" mbụ na Teatro. Liza na-arụ ọrụ dị ka"Liefling" ọzọ megide Bobby van Jaarsveld.

Di na nwunye[dezie | dezie ebe o si]

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

Ndepụta vidio egwu[dezie | dezie ebe o si]

Philanthropy[dezie | dezie ebe o si]

Liza esonyela na Hanna Charity and Empowerment Foundation ebe ọrụ ha bụ inyere ndị ogbenye na ndị a na-eleghara anya na South Africa. Ha na-enye ụmụaka, ndị ntorobịa, ndị agadi na ezinụlọ ha nlebara anya onwe ha na uru kpọmkwem ka ha wee nwee ike ibi ndụ n'ebube,ma nweta ikike ha chọrọ ma sonye n'ụzọ zuru ezu na ihe gbasara ọha mmadụ.

Mgbasa ozi[dezie | dezie ebe o si]

"Liefling" Teatro Montecasino

Leekwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị na-abụ abụ Afrikaans

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. af:Liefling (rolprent) Liefling (die rolprent)]
  2. Ricus Nel en Liza Bronner se liefdesverhaal. JA.FM. Archived from the original on 2019-10-09. Retrieved on 2014-03-03.
  3. [Liza Brönner "Onderstebo" CDEMIM 346]
  4. [Liza Brönner "Asemloos" CDEMIM 358]
  5. [Liza Brönner "Vir eers is dit net ek..." HIT003]
  6. [Liza Brönner "Jy Het My Gevind" 6009694028776]
  7. Substitute (The Righteous Brothers song)
  8. Cindy Alter (Clout)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]