Lola Margaret

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lola Margaret
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoLola Margaret Dezie
Aha ọmụmụLola Margaret Dezie
Aha enyereLola Dezie
aha ezinụlọ yaMargaret Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Maachị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụIlesa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Lola Margaret (onye amụrụ Lola Margaret Oladipupo bụNigerian actress, film producer na director. Aka ọrụ ya pụtara ihe mgbe ọ kpara agwa n'ihe nkiri a kpọrọ Bisola Alanu ebe ọ bụ onye isi agwa. [1]

Mmalite ndu na agụ akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Lola na Ilesa, obodo dị na Osun State na Nigeria ebe ọ nọ gụcha Sekọndiri. Ọ nwere akara ugo mmụta bachelor nke Arts na History na mmekọrịta mba na mba mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Lagos State University .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ Lola Margaret dịka onye mmeputa ihe nkiri malitere mgbe ọ zutere [2], , bụ onye na-eme egwuregwu ntọọchi ọ bụ ya kpọbatara ya n'otu ndị na-eme egwuregwu na Nigeria, [3] Ọrụ ya pụtara ìhè mgbe ọ kpara agwa dika onye isi agwa n' ihe nkiri Bisola Alanu . Lola esonyekwara na fim dị iche iche, gụnyere Eyin Akuko na Omo Oloro, ihe nkiri nke ọ kwador ebe mmadụ dika Fathia Balogun na Mercy Aigbe.so kpaa agwa na ya . [4] Kemgbe ahụ, ọ pụtara na ihe karịrị otu narị fim.

Nhọrọ filmography[dezie | dezie ebe o si]

  • Bisola Alanu
  • Eyin Akuko, 2008 [5]
  • Omo Oloro, 2016 [6]
  • Agbara Ife (Ike Lovehụnanya), 2016 [7]

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebe nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ben-Nwankwo, Nonye. "The last thing I’d do is marry a politician – Lola Margaret", The Punch, 28 January 2012. Retrieved on August 24, 2015.
  2. "https://en.wikipedia.org/wiki/Bolaji_Amusan" rel="mw:ExtLink" title="Bolaji Amusan" class="cx-link" data-linkid="48">Bolaji Amusan
  3. "I can't marry an actor —Lola Margaret", The Nation, 5 February 2012. Retrieved on 24 August 2015.
  4. "Yoruba Actress, Lola Margaret Premieres ‘Omo", 10 February 2012. Retrieved on 24 August 2015.
  5. "Eyin akuko (2008)" at IMDb.
  6. "OMO OLORO...", YouTube.
  7. "The Power of Love (Agbara Ife) – Laide Bakare, Bigvai Jokotoye Storm Lola Margaret Movie Premiere", Slickson Post, 8 May 2016.