Jump to content

Losseny Doumbia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Losseny Doumbia
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNiger, Naijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Eprel 1992 Dezie
Ebe ọmụmụNiger Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuChippa United F.C., Union Sportive des Forces Armées, Daring Club Motema Pembe Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
nọmba egwuregwu1 Dezie

Issa Losseny Doumbia ( ka amụrụ n'ọnwa Eprel 5, 1992 na Ivory Coast ) bụ onye egwuregwu bọọlụ Nigerien na Ivorian nke na-agbara Chippa United na otu egwuregwu bọọlụ mba Niger bọọlụ.[1]

Losseny Doumbia malitere ọrụ ya na klọb Niger ASFAN . N'afọ 2010, ọ kwagara Motema Pembe site na Equatorial Guinea . Ugbu a, onye nche na-anọchite anya klọb Premier League South Africa Chippa United .

Issa na Rabo Saminou na-asọmpi ka ọ bụrụ onye nche nke abụọ nke Niger na 2012 Africa Cup of Nations finals na Gabon na Equatorial Guinea. A kpọkwara ya na ndị otu mba Niger dị ka onye na-eche nche maka 2014 African cup of the Nation qualification (CAN).

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Niger - L. Doumbia - Profile with news, career statistics and history - Soccerway (en). int.soccerway.com. Retrieved on 2018-05-14.