Louise Carver (South African singer)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Louise Carver (South African singer)
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereLouise Dezie
aha ezinụlọ yaCarver Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Jenụwarị 1979 Dezie
Ebe ọmụmụCape Town Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, pianist, odee egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Cape Town Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1995 Dezie
ngwa egwuPiano, olu egwụ Dezie
ụdịfolk rock Dezie
akara ndekọSony BMG Dezie
webụsaịtịhttp://www.louisecarver.com/ Dezie
Louise Carver (South African singer)

Louise Carver (onye a mụrụ n'abali nke ọnwa Jenụwarị n'afọ 1979) bụ onye South Africa na-agụ egwu na onye na-eti egwu.

A mụrụ Carver na Cape Town, ma nwee ikikere amaala abụọ na South Africa na United Kingdom. Ọ malitere ịkpọ piano mgbe ọ dị afọ iri na otu, ma nweta nkwekọrịta ndekọ mbụ ya mgbe ọ dị afọ iri na ise. Ọ gụrụ akwụkwọ na Rustenburg School for Girls, n'afọ 1996. O nwetara akara ugo mmụta na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nkà ihe ọmụma na akụnụba na Mahadum nke Cape Town n'afọ 2002.

Egwú[dezie | dezie ebe o si]

Carver wepụtara egwu mbụ ya, It Don't Matter (1996) mgbe dị afọ iri na asaa. Otu egwu so nọrọ n'ogo dị elu nke chattị south Africa bụ South African National Campus Charts. Ọ nọrọ izu iri na otu na chattị ndị ogo elu iri anọ nke South African National Top 40 Charts, ebe ọ nọọ n'ọkwa nke atọ. [citation needed] Mgbe ọ dị afọ iri na asatọ, ọ sonyere egwu ahụ na abọm mbụ ya, Mirrors and Windows (1998).[1]

First for Women, ụlọ ọrụ mkpuchi South Africa, kwadoro njem mkpahari ụlọ nke Carver mere n'afọ 2008 .

Abụọ n'ime egwu ya na ụlọ DJ Joe Bermudez - "Sunrise" (2016) na "Crazy Enough" (2018) - ruru ọnụ ọgụgụ nke mbụ na chaatị Billboard Dance Club Songs.

Albọm Studio[dezie | dezie ebe o si]

  • Mirrors and Windows (1998)
  • Looking Around (2002)
  • Silent Scream (2005)
  • Saved by the Moonlight (2007)
  • Look to the Edge (2010)
  • Say It to My Face (2013)
  • Hanging in the Void (2016)

Ndị dị otu[dezie | dezie ebe o si]

  • "It Don't Matter" (1996)
  • "Not Here" (2000)
  • "Play the Game" (2003), a collaboration with Kenny Hawkes
  • "Sunrise" (2016), with Joe Bermudez
  • "Lift Off" (2016)[2]
  • "Keep Your Eyes on Me" (2017)[3][4]
  • "This Thing called Love" (2017)[5]
  • "Crazy Enough" (2018), with Joe Bermudez

Nzaghachi dị oke mkpa[dezie | dezie ebe o si]

Channel24 mere nyocha dị mma gbasara Carver n'afọ 2009.[6] N'onwa June afọ 2010, City Press kwuru na Carver's nwere nleruanya ruo ná ngwụcha abọm "nwere ụda elektrọnik / pop na ntinye nke ụda South Africa na percussion, [ma] ga-amasị ndị South Africa na ndị na-ege ntị n'ụwa niile... Abọm a nwere egwu iri na abụọ bụ ihe pụrụ iche ma dị iche iche. Ọ dị mfe ige ntị ma nwee ihe mmụta nye onye ọ bụla. "[7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named WhosWho
  2. Louise Carver Releases Brand New Single 'Lift Off' (14 October 2016). Archived from the original on 4 January 2018. Retrieved on 9 June 2022.
  3. Keep Your Eyes on Me.
  4. Louise Carver releases Keep Your Eyes on Me (15 May 2017). Archived from the original on 4 January 2018. Retrieved on 9 June 2022.
  5. Louise Carver releases new single 'This Thing Called Love' (3 August 2017). Archived from the original on 4 January 2018. Retrieved on 9 June 2022.
  6. Keylock (2009). Louise Carver – The Home Tour Live. Channel 24. Retrieved on 30 September 2010.
  7. Babalwa Shota, "Music – Gospel, Louise Carver and DJ Ganyani," City Press, 25 June 2010. Found at City Press website. Accessed 29 September 2010.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]