Loungo Matlhaku

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Loungo Matlhaku
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBotswana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Maachị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụKhakhea Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2018 Commonwealth Games Dezie

Loungo Matlhaku (amụrụ na 24 Machị na afọ 1995) bụ onye na-agba ọsọ si Botswana nke na-asọ mpi na mita 200. O ritere ọla nchara na 4 × 400 mita relay na 2018 Commonwealth Games. Tụkwasị na nke a, o ritere ọtụtụ ihe nrite na mpaghara mpaghara.

Egwuregwu mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:BOT
2011 African Junior Championships Gaborone, Botswana 2nd 100 m 12.01
8th 200 m 25.98
3rd 4 × 100 m relay 48.46
World Youth Championships Lille, France 33rd (h) 100 m 12.35
19th (sf) 200 m 24.71
Commonwealth Youth Games Douglas, Isle of Man 4th 100 m 12.03 (w)
5th 200 m 24.82 (w)
2013 African Junior Championships Bambous, Mauritius 3rd 200 m 24.62
2014 World Junior Championships Eugene, United States 43rd (h) 100 m 12.12
26th (h) 200 m 24.39 (w)
African Championships Marrakech, Morocco 15th (sf) 200 m 24.70
3rd 4 × 400 m relay 3:40.28
2015 IAAF World Relays Nassau, Bahamas 5th (B) 4 × 400 m relay 3:35.76
2016 African Championships Durban, South Africa 8th 100 m 11.67
7th 200 m 24.18
5th 4 × 100 m relay 46.10
2018 Commonwealth Games Gold Coast, Australia 20th (sf) 200 m 23.98
3rd 4 × 400 m relay 3:26.86
African Championships Asaba, Nigeria 19th (h) 100 m 12.08
4th 4 × 400 m relay 3:42.16
2019 Universiade Naples, Italy 11th (sf) 100 m 11.63
African Games Rabat, Morocco 7th 200 m 23.84
2021 World Relays Chorzów, Poland 11th (h) 4 × 400 m relay 3:34.99
2022 African Championships Port Louis, Mauritius 11th (sf) 100 m 11.59
18th (h) 200 m 24.19

Ihe kacha mma n'onwe ya[dezie | dezie ebe o si]

N'èzí

  • 100 mita 11.55 (-0.5 m/s, Johannesburg 2018)
  • 200 mita 23.25 (+0.1 m/s, Gaborone 2016)
  • 400 mita 55.88 (Brisbane 2018)

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]