Lucky Irabor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lucky Irabor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereLeo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Ọktoba 1965 Dezie
Ebe ọmụmụAgbor Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọkwá o jiChief of the Defence Staff Dezie
Lucky Irabor
Chief of Defence Staff
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
January 26, 2021
PresidentMuhammadu Buhari
Preceded byAbayomi Olonisakin
Commander of TRADOC
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byA. Tarfa
Succeeded byMobolaji Koleoso
Commander of the Multinational Joint Task Force
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byLamidi Adeosun
Succeeded byChikezie Ude
Commander of Operation Lafiya Dole
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byHassan Umaru
Succeeded byIbrahim Attahiru
Personal details
Born (1965-10-05) 5 Ọktoba 1965 (age 58)
Agbor, Delta State, Nigeria
Military service
Allegiance Nigeria
Branch/service Nigerian Army
Years of service1983 - present
RankGeneral

Lucky Eluonye Onyenuchea Irabor (amuru n'abali ise n'ọnwa Oktoba, afo 1965) [1] bu onye Ọchiagha ndi agha nke obodo Naijiria [2] na onye isi ndi nchekwa nke ndi ọrụ nchekwa Naijiria n’oge a. Muhammadu Buhari họpụtara ya n'abali iri abụọ n'isii nke ọnwa Jenụwarị, afo 2021. [3] [4] [5]

Ndabere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Irabor n'abali ise nke ọnwa Oktoba afo 1965 na Aliokpu Agbor, Ika South Local Government Area nke Delta Steeti, Naijiria . O nwetara nnabata na Nigerian Defence Academy (NDA) Kaduna dị ka onye otu nke 34 Regular Course n'afo 1983 e duru ya n'iyi ọrụ dika Onye Lieutenant nke abụọ n'abali iri abụọ na-asatọ n'ọnwa June afo 1986 na Signals Corps nke ndị agha Naijiria .

Irabor gara ọzụzụ ndị agha na nke ndị obodo na ala naijiria ma ná mba ndị ọzọ. Ọ gara Ụlọ akwụkwọ Ọchịagha na ndị ọrụ agha, Jaji (AFCSC) maka ọmụmụ ihe ndị Ọrụagha Junior Staff ya na afo 1995 na Ghana Armed Forces Staff College, Teshi, Accra, Ghana maka Agụmakwụkwọ Ndị Ọrụagha Senior Staff n'afo 2000/2001 na ndị ọzọ. Ya onwe ya gakwara National Defence College di na Bangladesh n'afo 2010 ma gaakwa Harvard Kennedy Schools of Government and Executive Education, USA n'afo 2012 na 2017 n'otu n'otu. Irabor nwetara nzere bachelọ na nka na mahadum Obafemi Awolowo ma nwee nzere abụọ masters si na mahadum Ghana na Mahadum Bangladesh nke ndi okachamara nke di na Dhaka. [6]

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

  1. Profile of the New Chief of Defence Staff, General Lucky Irabor. PR Nigeria. Retrieved on 27 January 2021.
  2. Breaking: Buhari decorates new Service Chiefs (en-US). Vanguard News (2021-03-05). Retrieved on 2021-03-05.
  3. BREAKING: Meet new Service Chiefs | The Nation Nigeria (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2021-01-26). Retrieved on 2021-01-26.
  4. Buhari appoints new service chiefs (en). Daily Trust. Retrieved on 2021-01-26.
  5. UPDATED: President Buhari Replaces Service Chiefs | Channels Television. www.channelstv.com. Retrieved on 2021-01-26.
  6. Arise TV. "Nigeria: Meet Nigeria's New Service Chiefs", Arise TV (Abuja), 2021-01-27. Retrieved on 2021-01-27.