Lulu Dikana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lulu Dikana
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Disemba 1978 Dezie
Ebe ọmụmụEastern Cape Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya3 Disemba 2014 Dezie
Ebe ọ nwụrụJohannesburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1998 Dezie
ngwa egwuvocal music, olu egwụ Dezie
diskografiLulu Dikana discography Dezie
ụdịrhythm and blues Dezie
akara ndekọSony Music Dezie

Lungisa Dikana, (amụrụ n'abalị iri na asatọ nke ọnwa Disemba afọ 1978 ruo abali ato nke ọnwa Disemba afọ 2014), bụ onye South Africa na-edekọ egwu na onye na-eti egwu.[1] Ọrụ egwu ya pụtara ìhè n'afọ 2008 mgbe ewepụtara abọm mbụ ya bụ My Diary, My Thoughts . Ọ nwụrụ n'abalị atọ nke ọnwa Disemba afọ 2014 mgbe ọ rịachara obere ọrịa.[2]

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'ime ezinụlọ egwu na Kwazakhele, obere obodo dị na Eastern Cape, Port Elizabeth, Lulu malitere ịbụ abụ dị ka onye ukwe na chọọchị ya mgbe ọ dị afọ iri na ise.[3] Nna ya, Vuyiselie Dikana bụ onye na-akụ egwu maka otu egwu a maara dị ka "Black Slave and the Flamingo". Ọ bụ onye gụrụ akwụkwọ na Mahadum Fort Hare ebe ọ gụrụ gbasara Iwu, Lulu wepụtara abọm mbụ ya nke akpọrọ My Diary, My Thoughts n'afọ 2008 nke onye na-emepụta egwu amụrụ na Naijiria bụ Wilson Joel mepụtara .[4] Abọm ahụ nwere egwu kporo ọkụ bụ dịka "Real Love" na "Life and Death".[5]

N'osusu ihe ịga nke ọma nke abọm mbụ ya, Lulu malitere ịrụ ọrụ na abọm nke abụọ ya This Is the Life . E wepụtara abọm ahụ n'afọ 2011 wee gaa n'ihu ịhọpụta ya na ngalaba atọ n'agọ 2013 Metro FM Music Awards na "Best R&B / Soul / Reggae Album" na 19th South African Music Awards.[6][7] N'ọnwa Ọktọba afọ 2014, ọ wepụtara I Came To Love, abọm studio ya nke atọ nke mere ka ọ nweta ọkwa nhọpụta atọ na 21st South African Music Awards .[8][9]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2009, a chọpụtara na Lulu nwere perforation oesophageal ma mee ịwa ahụ oesophagus ugboro ise.[10] N'abalị atọ nke ọnwa Disemba afọ 2014, ọ nwụrụ n'ụlọ ọgwụ na South Africa mgbe ọ rịachara obere ọrịa.[11][12]

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

  • My Diary, My Thoughts
  • This Is The Life
  • I Came to Love

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume onyinye Nrite Ọrụ a họpụtara / Onye nnata Nsonaazụ Ref
19th South African Music Awards Best R&B / Soul / Reggae Album Nke a bụ ndụ Ahọpụtara [13]
Nwanyị na-ese ihe nke afọ Ya onwe ya Ahọpụtara [14]
12th Metro FM Music Awards Abọm kacha mma Nke a bụ ndụ Ahọpụtara [15]
Abọm kacha mma nke nwanyị Ahọpụtara [15]
Best Contemporary Jazz Album Ahọpụtara [15]
14th Metro FM Music Awards Abọm kacha mma nke nwanyị Abịara m ịhụ n'anya Ahọpụtara [16]
21st South African Music Awards Nwanyị na-ese ihe nke afọ Ya onwe ya Ahọpụtara [17]
Best R&B / Soul / Reggae Album Abịara m ịhụ n'anya Ahọpụtara [18]
Onye Mmepụta Kachasị Mma nke Afọ Ya onwe ya (ya na Powella Tiemo) Ahọpụtara [18]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ruo mgbe ọ nwụrụ, Lulu bụ Onye maara Kraịst mere ncheghari ma raara onwe ya nye Chineke. Ọ na-etinye aka n'ọrụ Chineke ma were ịga ụka dị ka ihe dị mkpa.[19] Ọ bụ nwanne nwanyị tọrọ Zonke, onye South Africa na-agụ egwu na onye na-emepụta ihe ndekọ.[20] O nwere nwa nwoke tupu ọnwụ ya.[21]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Katlego Mkhwanazi. "South Africa mourns death of rising music star Lulu Dikana", Mail & Guardian, 4 December 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  2. "Singer Lulu Dikana has died", DRUM Magazine, 4 December 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  3. "10 Things You Didn't Know About Lulu Dikana", Youth Village, 2 October 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  4. Thulile. "Metro Awards Nominee Lulu Dikana", Paradise, 30 January 2013. Retrieved on 12 June 2016.
  5. Tsumele. "Lulu Dikana has a voice that thrills", Sowetan Live, 2 March 2012. Retrieved on 12 June 2016.
  6. "2013 METRO Awards – and the winners are ...", TVSA, 24 February 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  7. "SAMA 2013 nominees announced", Channel 24, 20 March 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  8. All the nominees for the 2015 SAMAs. Channel 24 (12 March 2015). Retrieved on 12 June 2016.
  9. "Lulu Dikana: Goodbye to an artist’s artist", News24, 7 December 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  10. Sithole. "Lulu Dikana diagnosed with Oesophageal perforation in 2009", Sunday World, 5 December 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  11. "Talented singer Lulu Dikana has passed away", Sowetan Live, 4 December 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  12. Mopedi. "Dancing to Lulu Dikana's tune", DestinyConnect, 4 November 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  13. "Samas: Durban’s top ‘idol’ wins R&B/Soul award", News 24, 30 April 2015. Retrieved on 14 June 2016.
  14. "SAMA 2013 nominees announced", Channel 24, 20 March 2013. Retrieved on 14 June 2016.
  15. 15.0 15.1 15.2 Marshall. "Metro FM Music Awards announces nominees", Mail & Guardian, 17 January 2013. Retrieved on 14 June 2016.
  16. "Metro FM nominations announced", South African Broadcasting Corporation, 23 January 2015. Retrieved on 14 June 2016.
  17. "These are all the 2015 Sama winners", Channel 24, 19 April 2015. Retrieved on 14 June 2016.
  18. 18.0 18.1 "South African Music Awards nominees announced", Mail & Guardian, 12 March 2015. Retrieved on 14 June 2016.
  19. Heart to Heart: Lulu Dikana. InsideWoman Magazine (13 April 2013). Archived from the original on 21 August 2016. Retrieved on 12 June 2016.
  20. Mopedi. "Dancing to Lulu Dikana's tune", DestinyConnect, 4 November 2014. Retrieved on 12 June 2016.
  21. Motumi. "Lulu's death shocks industry, fans", IOL News, 5 December 2014. Retrieved on 12 June 2016.