Lweendo Chisamu
Ọdịdị
Lweendo Chisamu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zambia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Eprel 1990 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Lweendo Chisamu (amụrụ n'ụbọchị iri abụọ na ise n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1996) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba n'etiti ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Zambia.[1] Ọ bụ otu n'ime ndị otu na afo 2014 African Women's Championship. Na klọb ọ gbara bọọlụ maka Chibolya Queens na Zambia.[2][3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Zambia set up women's friendly. Council of Southern Africa Football Associations (19 October 2016). Retrieved on 24 April 2017.
- ↑ Bwale names squad for African Women Championship. fazfootball.com (5 October 2014). Archived from the original on 26 October 2016. Retrieved on 25 October 2016.
- ↑ Zambia senior women's national football team departs for Malawi. Zambian Informer (28 December 2016). Archived from the original on 25 April 2017. Retrieved on 24 April 2017.