Gaa na ọdịnaya

MV Gondwana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
History
__1B0X_5H1P__career
History
__1B0X_5H1P__career
General characteristics
__1B0X_5H1P__characteristics
MV Gondwana
ugbo mmiri
Nwe yaGreenpeace International Dezie

MV Gondwana bụ ụgbọ mmiri nke ndi Greenpeace nwetara na afo 1988, nke e wuru na afo 1975 ma kpọọ ya Viking. Greenpeace melite ụgbọ mmiri ahụ na helipad ma mee ka ohere obibi mụbaa ka mmadụ 33 hie ụra. E ji ụgbọ mmiri ahụ nye Greenpeace World Park Base na afo 1988/89 ma tinye aka n'omume ihu na ihu iji mee ngagharị iwe megide igbu whale nke Obodo Japan na Southern Ocean na ngwụcha afọ 1980.[1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ May, John (1989). The Greenpeace Book of Antarctica. Doubleday. pp. 170. ISBN 0-385-26280-9.