MV Solo
Ọdịdị
Templeeti:Infobox ship imageTempleeti:Infobox ship careerTempleeti:Infobox ship careerTempleeti:Infobox ship careerTempleeti:Infobox ship characteristics
MV Solo
| Nwe ya | Greenpeace International |
|---|---|
| Ihe omume dị ịrịba ama | ship launching, ship breaking |
| Onye mmepụta | Verolme Scheepswerf Heusden |
| Ntinye ọrụ | 1977 |
| Nwere akụrụngwa | helipad |
| Country of registry | Netherlands |
| Akara oku | PILX |
| Nọmba yard | 935 |
| Category for ship name | Category:Solo (ship, 1977), Category:Waker (tugboat, 1977) |
MV Solo bụ ụgbọ mmiri Greenpeace site na afo 1990 ruo afo 1995, nke e wuru na 1977 dịka ụgbọ mmiri a na-akpọ Smit Houston. Greenpeace melite ụgbọ mmiri ahụ na helipad yana ụlọ ọgwụ anụmanụ na ụlọ nyocha. N'afọ 1995, otu ụlọ ọrụ na-arụ ọrụ na Dutch Ministry of Transport, Public Works and Water Management nyere ya ikike iji mee ihe dịka ụgbọ nnapụta. N'oge a, a gbanwere aha ụgbọ mmiri ahụ ka ọ bụrụkwa ETV Waker. N'ụbọchị nke asaa n'ọnwa Septemba n'afọ 2009, ọkụ malitere n'ime ụlọ injin ahụ nke mebiri ụgbọ mmiri ahụ nke ukwuu nke mere ka a tụfuo ya.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kustwacht ETV. Fire-rescue.nl. Retrieved on 7 February 2014.