Mabel Oboh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mabel Oboh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoMabel Akomu Oboh Dezie
Aha ọmụmụMabel Akomu Oboh Dezie
Aha enyereMabel Dezie
aha ezinụlọ yaOboh Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Eprel 1964 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Edo, Lagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọBuckinghamshire New University Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Mabel Akomu Oboh nke amara aha ya dika Mabel Oboh (nke amụrụ n’abalị iri-na asatọ nke ọnwa April n’afọ 1964) bụ onye naijeria na ekwupụta okwu n'ihe nkiri oyoyo , onye na- emepụta ihe nkiri ma bụrụkwa onye chọpụtara Mabel Oboh Centre for Save our Stars (MOCSOS). Ọ bụ onye izizi kwụrụ onwe ya/ma na n'ekpokoba Television film ma bụrụ kwa nwanyị izizi mepụtara Soap opera na naijeria nke kpatara na ihe nkịrị egwuregwu Ọ kpọrọ Victims mechara bụrụ egwuregwu nke egosirị na-agbata afọ '80 na Nigerian Television Authority . [1] [2] [3] [4] [5] [6]

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Mabel bụ onye Edo State Nigeria amụrụ na Lagos na April 18, 1964, n'ime ezinụlọ Major Humphrey Etafo Oboh na Mrs Comfort Oboh ndi nagoru mmụọ. Ọ jere mmụta na Buckinghamshire New University ebe O nwere akara ugo mmụta na Criminology. [7] [8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ọrụ ya n'ihe Entertainment na mmalite agbata afọ 80 mgbe O gasịrị ọzụzụ na cinematograph, ọrụ nka, okwu na ihe nkiri. Ọ ghọrọ nwanyị nke abụọ na-emepụta ma na achịkọtakwa ndi n'eme ihe nkiri onwe ya na Nigeria nke kpatara na ihe egwuregwu a kpọrọ Victims mechara bụrụ ihe emepụtara ma gosi na Nigerian Television Authority (NTA) na-agbata afọ '80. N'afọ 2000, ọ ghọrọ onye izizi na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Chat_Show" rel="mw:ExtLink" title="Chat Show" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="44">Chat Show</a> akpọrọ 'Chat with Mabel' na NTA Network Service. [2] [8] [9] [10]

O sonyeere ulo ọrụ NTA na agbata afọ 1990 dị ka onye na- ede akụkọ n'ulo nzukọ Lagos State , tupu Ọ rụọ na United Nation ma mesịa hapụ UN nwe bido ọrụ na British Embassy dị na Poland na ngalaba azụmahịa na Visa. [11] [12]

Mabel nyere nwanne ya nwoke bụ John Oboh, nke eji Mighty Mouse mara ụlọ egwu izizi na Agegunle; Onye nwanne ya nwoke John oboh nwere, aka oke oke nke keputara udi egwu eji mara ndị Ajegunle n'afọ1991. Onyinye ya nyere aka ịchọpụta ma zụpụta Daddy Showkey, Daddy Fresh, Baba Fryo, African china, danfo drivers na MarvelousBenji. Ndi AJ to the world nyere ya onyinye nturu ugo na afọ 2017. [13] [8] [14]

Ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Ugbu a, Mabel bụ onye na- ekwuchitere ọha na eze nke African Democratic Congress (ADC). [15] [16] [17] [18]

Ọ bụ nwanyị zọrọ ọchich na ndi otu ndọrọ-ndọrọ African Democratic Congress oge-emere 2020 Edo State gubernatorial election. [19]

Mocsos[dezie | dezie ebe o si]

O guzobere Mabel Oboh Center for Save our Stars (MOCSOS), na ebumnuche ya maka igbo mkpa ahụike nke ndị na-eme ihe egwuregwu na Naịjirịa nke ndi ritegoro elele na ya gunyere Yellow banton, Sadiq Daba, wdg. [20] [21] [22] [23]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwere ụmụ nwoke itọ ma bụrụ nwunye Michael Ini Udoh. [24]

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. mabel oboh set to remarry. vanguardngr.com (2019-05-10).
  2. 2.0 2.1 men were my greatest headache as broadcaster. sunnewsonline.com (2019-05-25).
  3. ex-boxing champion peter oboh thumbs up for actress sister. vanguardngr.com (2020-03-25).
  4. sisters launch saveourstars campaign. tribuneonlineng.com (2017-03-20).
  5. Nigeria reggae star undergoing surgery cries for help. premiumtimesng.com (2016-03-20).
  6. https://www.vanguardngr.com/2017/09/27-years-afterveteran-actress-mabel-oboh-plans-return-nollywood
  7. mabel oboh takes another bold step in politics. vanguardngr.com (2020-04-20).
  8. 8.0 8.1 8.2 mabel oboh honoured ajegunle. thenationonlineng.net (2018-03-25).
  9. how i found love again. sunnewsonline.com (2020-03-20).
  10. history of Nigeria broadcasting production. journals.sagepub.com (2004-01-20).
  11. actress mabel oboh condoles Ben Bruce over wife death. sunnewsonline.com (2020-03-20).
  12. My father had unconditional love for my mother. thepointng.com (2016-03-20).
  13. feel honoured role played grooming talents ajegunle mabel oboh. vanguardngr.com (2017-09-20).
  14. daddy showkey daddy fresh baba fryo became stars. vanguardngr.com (2017-09-10).
  15. ADC fault lasgs acceptance of China donation. independent.ng (2020-04-20).
  16. Edo ADC chair Chris ineghedion wins party DNA award. sunnewsonline.com (2019-03-20).
  17. Mabel oboh joins politics becomes AFC spokesperson. aljazirahnews.com (2020-04-20). Archived from the original on 2021-04-27. Retrieved on 2021-04-24.
  18. Day actress mabel oboh meet obasanjo. sunnewsonline.com (2020-03-20).
  19. Nwafor (18 September 2020). Edo 2020: Meet candidates for Edo’s gubernatorial election. Vanguard Newspaper. Retrieved on 20 September 2020.
  20. reggae star yellow banton bounces back after cancer scare. punchng.com (2020-03-20).
  21. sisters on a mission to save failing entertainers. m.guardian.ng (2017-01-20).
  22. saves sadiq Daba project. vanguardngr.com (2018-03-20).
  23. Ex NTA staff sadia daba recuperating. nationalinsightnews.com (2020-03-20).
  24. mabel oboh married Michael udoh. sunnewsonline.com (2020-03-20). Archived from the original on 2021-02-26. Retrieved on 2021-04-24.