Gaa na ọdịnaya

Madeleine Hicklin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Madeleine Hicklin
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereMadeleine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Septemba 1957 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
Kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/madeleine-bertine-hicklin/ Dezie

Madeleine Bertine Hicklin (amụrụ na 3 Septemba na afo 1957) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke jere ozi dị ka onye otu National Assembly kemgbe Mee, na afọ 2019. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye kansụl mpaghara na City of Johannesburg Metropolitan Municipality site n'Ogost, na afọ 2016 ruo Mee, na afọ 2019. Hicklin bụ onye otu Democratic Alliance .

ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Hicklin sonyeere Democratic Alliance ma họpụta ya dị ka onye kansụl mpaghara maka ngalaba 112 nke City of Johannesburg Metropolitan Municipality na ntuli aka ime obodo nke afọ 2016.[1]

Ọrụ omeiwu

[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Hicklin ka ọ bụrụ onye omeiwu mba ahụ mgbe ntuli aka nke e mere na 8 Mee, na afọ 2019.[1] A ṅụrụ ya iyi dị ka onye omeiwu na 22 Mee, na afọ 2019. Na 27 Juun, na afọ 2019, e nyere ya ọrụ kọmitii ya.[2]

Na 5 Disemba, na afọ 2020, a họpụtara Hicklin dị ka osote minista na-ahụ maka ọrụ ọha na eze na akụrụngwa, na-anọchi Samantha Graham, onye ghọrọ minista na'okpuru.[3]

Ndị otu kọmitii

[dezie | dezie ebe o si]
  • Kọmitii Portfolio na Ọrụ Ọha na Akụnụba (Onye ọzọ)[2]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Hicklin bụ nwa nwanne nwanyị nke onye na-emegide ịkpa ókè agbụrụ Denis Goldberg. Ọ bụkwa onye Juu.[4]

Ebenside

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Van Wyk. "Councillor Madeleine Hicklin says goodbye to Ward 112", Midrand Reporter, 22 May 2019. Retrieved on 12 September 2020.
  2. 1 2 Madeleine Bertine Hicklin. People's Assembly. Retrieved on 12 September 2020.
  3. Mazzone. "DA announces new Shadow Cabinet that will bring Real Hope and Real Change", Democratic Alliance, 5 December 2020. Retrieved on 5 December 2020.
  4. Feinberg. "Passionate politician sets her sights on parliament", South African Jewish Report, 18 April 2019. Retrieved on 12 September 2020.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]