Mai Atafo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mai Atafo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMai Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Novemba 1977 Dezie
Ebe ọmụmụIle Ife, Ȯra Osun Dezie
Dị/nwunyeChristine Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mmebe ejiji Dezie
ebe agụmakwụkwọCity, University of London, Federal Government College, Idoani Dezie
Ihe nriteGlitz Style Awards, Abryanz Style and Fashion Awards Dezie
webụsaịtịhttps://atafo.africa/ Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaVictoria and Albert Museum Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Mkpúrù èdè íke `Mai Atafo bụ onye Naijiria na-akwa ákwà ejiji, amaara maka akara ya, Mai Atafo. Ọ gara Savile Row Academy nke dị na Leeds iji nweta ọzụzụ dị ka onye na-akwa ákwà.[1][2]

A mụrụ Atafo na Ile-Ife, Osun Steeti n'ezinụlọ nwere ụmụ itoolu.[3] Ọ lụrụ Christine Atafo. Ha nwere otu nwa.[3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Atafo, mgbe o si United Kingdom lọta n'afọ 2002 rụrụ ọrụ n'ọkwa dị iche iche na ngalaba ahịa na British American Tobacco Nigeria. N'afọ 2006, ọ hapụrụ Guinness Nigeria ebe ọ nọ ọdụ dị ka Brand Manager mgbe ọ gbara arụkwaghịm n'afọ 2010.[4]

Tupu ọ pụọ na Guinness Nigeria, Atafo malitere aha uwe "Mai Atafo Inspired", [5] nke nwetara nlebara anya sndị ama ama dịka Omowunmi Akinnifesi, [6] Banky W, IK Osakioduwa na ndị ọzọ. Ọ nọdụrụ nwa oge dị ka onye nchịkọta akụkọ ejiji maka magazin Genevieve. [7]

N'afọ 2011, Mai Atafo Inspired malitere usoro ikwa Akwa agbamakwụkwọ a na-akpọ "Weddings by Mai".[8]

Atafo bụ onye nduzi ncheputa echiche nke Mai Atafo Inspired. Ọ bụ onye nduzi n'echeputa maka ụzọ nweta ezi ósisa-maka ụlọ ọrụ mgbasa ozi Firehouse Group, ma rụọ ọrụ dị ka emcee maka Miss Nigeria Pageant n'afo 2010. Atafo bụ onye isi kọmitii na-arụ ọrụ na Future Awards Central.[9]

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

A mara Atafo gburugburu Afrịka maka ntinye n'ihe gbasara ejiji na ụzọ oyiyi.

  • 2009 City People Fashion and Style, Hottest New Male Designer
  • 2010 City People Fashion and Style, Special Recognition.
  • 2010 Mode Men Fashion Designer of the Year
  • 2010 Mode Men, Best Dressed Man of the Year
  • 2010 FAB Magazine, Fashion Brand of the Year
  • 2010 Covenant University "Redefining Fashion Contribution"
  • 2011 Allure, Most Stylish Man of the Year
  • 2011 Thisday Style, Best Dressed Man
  • 2013 GLITZ, Onye Mmepụta nke afọ[10]
  • 2015 Heineken Lagos Fashion and Design Week, Menswear Designer of the Year[11]
  • 2016 - Abryanz Style and Fashion Awards, Fashion Designer of the year - West Africa
  • 2017 - Abryanz Style and Fashion Awards Lifestyle/Style Fashion Icon Achievement Award[12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. MAI Atafo Inspired Atelier hosts Savile Row Master Tailor | Sartorial Lagos & Stylistas Attend (13 June 2014).
  2. A celebration of heritage & craftsmanship: Mai Atafo Inspired brings Savile row to Nigeria (PHOTOS) |. www.ynaija.com. Archived from the original on 2014-06-20.
  3. 3.0 3.1 "10 Spectacular Things About Popular Stylist And Designer, Mai Atafo", Nigerian Celebrity News + Latest Entertainment News, 2017-03-14. Retrieved on 2018-11-29. (in en-US)
  4. Coming Soon – musicmeetsrunway. Archived from the original on 2021-06-14. Retrieved on 2022-05-29.
  5. Archived copy. Archived from the original on 2014-07-30. Retrieved on 2014-07-30.
  6. BN Bytes: Ex-beauty queen Omowunmi Akinnifesi & Designer Ohimai Atafo emerge as Vanguard Newspaper's "Allure Style Icons" for 2011 (March 8, 2011).
  7. Archived copy. Archived from the original on 2014-08-08. Retrieved on 2014-07-30.
  8. Archived copy. Archived from the original on 2014-08-08. Retrieved on 2014-07-30.
  9. French Consul-General Francois Sastourne, Adesuwa Onyenokwe, Ohimai Atafo, Ndidi Nwuneli, OC Ukeje, others step out as The Future Africa Awards & Summit honours past judges, unveils Advisory Council (PHOTOS) » YNaija (July 11, 2014).
  10. Mai Atafo Wins 'Designer of The Year Award' at Glitz Africa Fashion Week - FAB BLOG. fabmagazineonline.com.
  11. Helen (November 1, 2015). PHOTOS: Maki Oh, Mai Atafo, Others Emerge Winners Of Fashion Award. Legit.ng - Nigeria news..
  12. Fashion Designer, Mai Atafo Wins Lifetime Style and Fashion Icon Achievement. Connect Nigeria (14 December 2017). Archived from the original on 1 July 2018. Retrieved on 1 July 2018.