Mamani Keita

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Assitan Keïta, onye a maara nke ọma dị ka Mamani Keita (amụrụ ya n'onwa Ọktoba, n'afor 1965) ọ bụ onye na-agụ egwu na onye na-eti egwu si n'obodo Mali . [1] "Mamani" pụtara n'ụzọ nkịtị "nne nne".

A mụrụ ya na Bamako, ọ tolitere na-asụ Bambara, ọ bụkwa onye na-agụ egwú maka Salif Keita.[2] A maara ya nke ọma na mba ndị na-asụ asụsụ Bekee maka abọm ya na Marc Minelli, Electro Bamako . A na-eto ya na egwu anọ nke soundtrack album nke ihe nkiri animated French Kirikou et les bêtes sauvages (2005). [3] Mamani Keita wepụtara abọm nke abụọ ya nke akpọrọ Yéléma na 2006 na Gagner l'Argent Français na 2011.[4] Ọ bụ onye France na-egwu ọtụtụ ngwá egwu bụ Nicolas Repac mepụtara ma dee abọm abụọ ahụ.[5]

  1. Mamani Keïta – Mali 7 May 2007 "Née le 20 octobre 1965 à Bamako dans une famille de la noblesse bamana (bambara), Assitan Keïta dite « Mamani "
  2. Westergaard. [[[:Àtụ:AllMusic]] Biography: Mamani Keïta]. AllMusic. Retrieved on 27 May 2010.
  3. Seck (23 January 2008). Kirikou et les bêtes sauvages. afrisson.com. Archived from the original on 2009-12-28. Retrieved on 2011-07-11.
  4. Mamani Keita & Nicolas Repac – Yelema. Discogs. Retrieved on 2013-04-30.
  5. Lemancel (31 May 2011). The Pride of Mamani Keita. Radio France Internationale. Archived from the original on 19 June 2011. Retrieved on 2011-07-11.