Manab Deka
Ọdịdị
Manab Deka | |
|---|---|
| Member of Assam Legislative Assembly | |
| Constituency | 111 Lakimpur |
| Personal details | |
| Born | 20 Ọktoba 1976 North Lakhimpur, India |
| Political party | Bharatiya Janata Party |
| Spouse | Raajashree Saikia Deka |
| Children | 2 |
| Alma mater | North Lakhimpur College |
Manab Deka bụ onye otu nzuko omebe iwu Assam, na India, maka BJP, sitere na mpaghara Lakhimpur, ahọpụtara na ntuli aka 2021.[1] O meriri ntuli aka ahụ site na vootu 70,387, meriri Dr. Joy Prakash Das sitere na Congress.[1]
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Lakhimpur Election Result & News 2021". Timesnownews.com. Archived from the original on 30 April 2022. Retrieved 30 April 2022.