Margaret Annet Muhanga Mugisa
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Margaret, Annet |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Jụn 1967 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
nwanne | Kayanja Muhanga |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | member of parliament |
Mpaghara ntuli aka | Fort Portal |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Margaret Annet Muhanga Mugisa (amụrụ[1] na 4 June 1967) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu maka North Division na Fort Portal City na ndị omeiwu nke iri na otu nke Uganda .[2][3] Ọ nwere njikọ na National Resistance Movement .[4][1] Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye nnọchi anya nwanyị maka Kabarole District na omeiwu nke iri nke Uganda[1]
Ihe omuma agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Margaret nwere nzere masta[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Margaret rụrụ ọrụ maka New Vision na 1990s na-ekpuchi akụkọ ndị omeiwu.[5] Ọ bụ onye omeiwu maka Burahya na Kabarole District na omeiwu nke iri nke Uganda.[5][6][7][8][9] O meriri na ntuli aka mba nke 2021 iji bụrụ onye otu ndị omeiwu maka North Division na Fort Portal City.[10][11] Margaret kwadoro iwepụ iwu njedebe oge na omeiwu nke iri.[6][12][1]
Margaret nọdụrụ na Kọmitii ndị omeiwu na Kọmiti, Ndị Ọchịchị Steeti na Ụlọ Ọrụ Steeti.[1]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Margaret lụrụ Michael Mugisha ma ha nwere ụmụ.[8][13] Ọ kwadoro ndị a hapụrụ ụlọ akwụkwọ ma kwado iwu ụlọ ụka[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Irene Linda Mugisha
- Nzukọ omeiwu nke Uganda
- National Resistance Movement
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 (April 2020) The Parliamentary Performance Scorecard 2018- 2019. Uganda: The Africa Leadership Institute, 337. ISBN 978-947478-111-0.
- ↑ Standard (2021-01-18). FULL LIST: Here are MPs who have been declared winners (en-GB). UGStandard. Archived from the original on 2022-05-21. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ FULL LIST: 2021 Winners for Member of Parliament (MP) Positions Across Uganda. The Ugandan Wire (2021-01-18). Archived from the original on 2022-10-05. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ Team (2020-09-09). Uganda: Political Faces of Mbarara, Hoima, Fort Portal, Gulu Cities (en). allAfrica.com. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ 5.0 5.1 For MP Margaret Muhanga, controversy is her middle name (en-US). Nile Post (2017-12-17). Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ 6.0 6.1 Team. Age limit battle: Who is winning? (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ Most Silent, Active MPs Named - (en-US) (2017-07-17). Archived from the original on 2022-02-19. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ 8.0 8.1 No one in Parliament dared to ask me for love (en). New Vision. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ Hon Muhanga’s Car Vandalized at NRM Headquarters (en-US). ChimpReports (2015-08-20). Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ List of 130 MPs set to be sworn-in on Wednesday (en-US). Matooke Republic (2021-05-19). Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ Political faces of Mbarara, Hoima, Fort Portal, Gulu cities (en). Monitor (2020-09-09). Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ Patricia – NUP Uganda Diaspora (en-US). Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ Muhanga’s Husband Chased by Parliament (en-US). ChimpReports (2016-08-04). Retrieved on 2022-03-23.