Margaret Baba Diri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Margaret Baba Diri
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereMargaret Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Jụn 1954 Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nkuzi, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie
ebe agụmakwụkwọEdiofe Girls' Primary School, Sacred Heart High School for Girls, Tororo Girls School, Kyambogo University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaRoman Catholic Dezie

Margaret Baba Diri bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda nke a họpụtara na mbụ n'ime ụlọ omebe iwu Uganda dị ka onye nnọchi anya ndị nwere nkwarụ na afo 1996 ebe ọ nọ ruo ugbu a. Tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nkuzi na St. Charles Lwanga na Koboko n'etiti afo 1976 na afo 1990 nakwa dị ka onye ọrụ mmepe nwoke na nwanyị na National Union of Disabled Persons of Uganda (NUDIPU) n'etiti afo 1992 na afo 1996.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Margaret Baba Diri na 29 June na afo 1954. O nwere diplọma na agụmakwụkwọ site na National Teachers College Kyambogo, ọ nwetakwara nzere bachelọ na Adult and Community Education site na Mahadum Kyambogo[1].

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Margaret Baba Diri malitere ọrụ ya dị ka onye nkuzi na St. Charles Lwanga Koboko n'etiti afo 1976 na afo 1990 na dị ka onye ọrụ mmepe nwoke na nwanyị na National Union of Disabled Persons of Uganda (NUDIPU) n'etiti afo 1992 na afo 1996.[1]

O mechara sonye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị ka onye nnọchi anya ndị nwere nkwarụ. Ọ nọwo na Nzukọ Ndị Omeiwu maka oge ise site na afo 1996 ebe ọ nọchitekwara anya Koboko dị ka nwanyị omebe iwu.[2] Margaret Baba Diri bụ onye otu Kọmitii Ndị omeiwu na Kọmitii, Ndị Ọchịchị Steeti na Ụlọ Ọrụ Steeti ma bụrụkwa onye otu KọMitii Ndị omebe iwu na Education na Sports.[3]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Margaret Baba Diri bụ nwanyị di ya nwụrụ.[3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Baba Diri Margaret. Parliament of Uganda. parliament of uganda. Archived from the original on 27 April 2021. Retrieved on 15 April 2020.
  2. "Visually impaired MP, Margaret Baba Diri still striving in Parliament", NTV Uganda. Retrieved on 15 April 2020.
  3. 3.0 3.1 Baba Diri Margaret. Retrieved on 15 April 2020.