Marie-Laure Ryan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Infobox writer

Marie-Laure Ryan
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika, Switzerland Dezie
Aha enyereMarie Dezie
aha ezinụlọ yaRyan Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1946 Dezie
Ebe ọmụmụGeneva Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, French language Dezie
Ọrụ ọ na-arụliterary critic, ọkà mmụta sayensị kọmputa, Onye ntaakụkọ Dezie
ụdị ọrụ yaliterary theory, narratology, Internet culture Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Geneva, University of Utah Dezie
Ihe nriteGuggenheim Fellowship Dezie

Marie-Laure Ryan bụ onye ọkà mmụta na-ede akwụkwọ n'onwe ya na onye nkatọ. O dere ọtụtụ akwụkwọ na isiokwụ gbasara akụkọ, akụkọ ifo, na culture ndi cyber,ma nye ya onyinye ọtụtụ ugboro maka ọrụ ya.[1] Ọ gara Mahadụm Geneva iji mụọ akwụkwọ dị ka onye na-agụsị akwụkwọ, tupu ọ kwaga United States na 1968. Ọ gara ụlọ akwụkwọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Utah, ebe ọ nwetara M.A. ya na Linguistics na German, yana Ph.D na French.[2] O mechara nweta nzere bachelọ na Computer Science na Mahadum California San Diego .[3]

Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ na onye injinia ngwanrọ ma bipụta ihe karịrị isiokwu iri ise, sụgharịrị n'ọtụtụ asụsụ ma nyefee, ọkachasị, echiche nke akụkọ dijitalụ, echiche akụkọ, echiche nke ụdị, ụzọ asụsụ na akwụkwọ, na ọdịbendị dijitalụ ma nye ọtụtụ okwu a kpọrọ.[2] Na akụkọ Avatar, ọ na-anabata nkọwa transmedial nke akụkọ dabere na ntọala ọgụgụ isi.[4][5] Ọ bi ugbụ a na Bellvue, Colorado ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka ok mmuta na Residence na Mahadum Colorado site na afo 2009 ruo 2010 tupu ọ rụọ ọrụ dị ka Gutenberg Fellow na Mahadim Johannes Gutenberg, site na 2010 ruo 2011.[1] O dezigharịrị Johns Hopkins Guide to New Media and Digital Textuality na Lori Emerson na Benjamin Robertson, nke e bipụtara na 2014.[6]

Ihe-nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • E nyere ya ihe nrite nafo 1992 maka Independent asụsụ site na asụsu ohuru Association maka oganiru uwa Artificial Intelligence andative Theory
  • E nyere ya ihe nrite Jeanne na Aldo Scaglione nke afọ 2002 maka mgbako akwukwo edemede site na Modern Language Association for Narrative as Virtual Reality
  • 2001-2002 Onye natara Guggenheim Fellowship. Ọrụ: Akwụkwọ edemede[7]
  • E nyere ya onyinye Wayne Booth nke afọ 2017 maka ihe ịga nke ọma nke ndụ site na International na obodo I muta ntughari[8]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Nkọpụta uwa, Spatializing Narrative. Ebe nkọpụta ihe odide na jiografi zukọrọ (Columbus: ruo steeti Ohio na mahadụm mbipụta na afọr, 2016. ISBN 978-0-8142-1299-8)[9]
  • Nkọwa ihe oyoyo na emume 2: Revisiting Immersion and Interactivity in Literature and Electronic Media (Baltimore: Johns Hopkins University Press, series Parallax, 2015)
  • Akụkọ Avatar na. (Mahadụm nke Minnesota mbipụta ọtụtụ igwe mgbasaozi na afor 2006 uwa oganiru nke amamihe an nkọwa ihe odided Narrative Theory. (Bloomington: mahadụm Indiana ndi mbiputa akwukwo, 1991)[10]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Marie-Laure Ryan's Vita. Archived from the original on 2008-10-12. Retrieved on 2009-05-10.
  2. 2.0 2.1 Game Studies 0101: Ryan: Beyond Myth and Metaphor: The Case of Narrative in Digital Media. gamestudies.org. Retrieved on 2021-05-07.
  3. Marie-Laure Ryan (ca). CCCB. Retrieved on 2021-05-07.
  4. Ryan (2006). Avatars of story. Minneapolis, MN: University of Minnesota Press. ISBN 0-8166-4686-4. 
  5. Marie-Laure Ryan's Vita. Archived from the original on 2008-10-12. Retrieved on 2009-05-10.
  6. Marie-Laure Ryan | the living handbook of narratology. www.lhn.uni-hamburg.de. Retrieved on 2021-05-07.
  7. John Simon Guggenheim Foundation | Marie-Laure Ryan (en-US). Retrieved on 2021-05-04.
  8. Ryan. About Me. Marie-Laure Ryan. Retrieved on 27 April 2021.
  9. The Ohio State University Press. ohiostatepress.org. Retrieved on 2021-05-04.
  10. books. www.marilaur.info. Retrieved on 2021-04-28.