Gaa na ọdịnaya

Mariella Mularoni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mariella Mularoni
Captain Regent of San Marino
In office
1 October 2019  1 April 2020
Serving with Luca Boschi
Preceded byNicola Selva
Michele Muratori
Succeeded byAlessandro Mancini
Grazia Zafferani
Secretary of State for Health, Social Security, Equal Opportunities and Technological Innovation
Assumed office
28 June 2023
Preceded byRoberto Ciavatta
Personal details
Born (1962-10-15) 15 Ọktoba 1962 (age 63)
Political partyChristian Democratic Party
Alma materUniversity of Bologna

Mariella Mularoni (amụrụ 15 Ọktoba 1962) [1] bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Sammarina na-eje ozi ugbu a dị ka odeakwụkwọ nke ahụike. Ọ nọbu n'ọkwa Captain Regent nke San Marino n'akụkụ Luca Boschi site na 1 Ọktoba 2019 ruo 1 Eprel 2020.

Mularoni bụ onye nkuzi asụsụ bekee na(Mahadum nke Bologna) ma bụrụkwa nne nke ụmụ nwanyị abụọ. Ọ sonyeere Sammarine Christian Democratic Party na 1994 wee jee ozi dị ka onye otu Grand na General Council maka ntuli aka abụọ na-esochi kemgbe 2013.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]