Marion Barron
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
aha enyere | Marion |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Maachị 1958 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
Marion Barron onye amụrụ na abalị iri-abụọ na asatọ nke onwa atọ n'afo 1958, bụ Omee nke Scottish. A maara ya nke ọma maka igosipụ̀ta akparamagwa n'ihe omume dịka nwunye onyeisi na Ihe omume BBC Sitcom, keeping Up Appearances-site na 1990 ruo 1995. [1] Ọrụ ndị ọzọ amaara gụnyere Dont Wait Up (1983) na Screen Two (1985).
Mmalite Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Á mụrụ Marion Barron n'abalị̀ iri abụọ na asato nke ọnwa Maachị 1958 na British Naịjirịa. O tolitere na Dumfries, Scotland.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ihe ngosi mbu nke Barron bụ dị ka onye nnabata na ụlọ nkwari akụ na sitcom Don't wait Up, nke gosipụtara Nigel Havers, Tony Britton na Dinah Sheridan ma Harold Snoad meputara ma nye ntuzi aka ya, mana ngosipụta akparamagwa akachasị mara nke kpụ ọkụ n'ọnụ bụ Nwunye Vika ya na Patricia Routledge, Josephine Tewson, Clive Swift na Judy Cornwell nọ na BBC Sitcom, keeping Up Appearances (ọ bụkwa nke Harold Snoad mepụtara ma duzie) site na 1990 ruo 1995. Ọ pụtakwara na Screen Two na The Bill .
Ọrụ telivishọn
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Aha | Ọrụ | Ihe edeturu |
---|---|---|---|
1987 | Echerela | Onye nnabata ndi obia | |
1990 | Ihuenyo Abụọ | Nwanne | |
1990-1995 | Idebe Ahụhụ | nwunye onyeisi | |
1991 | Billgwọ ahụ | Nọọsụ |
Ndụ onwe
[dezie | dezie ebe o si]Marion lụrụ Simon ma ha nwere ụmụ abụọ. Ogo Barron dị 5 '5 "(1.65 m).
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Guide, British Comedy. Marion Barron (en-GB).