Marisa Drummond

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Marisa Drummond
Born
Marisa Bosman

(1980-05-03) 3 Mee 1980 (age 44)
NationalitySouth African
Alma materUniversity of the Free State
OccupationActress, director
Years active2010–present
Spouse(s)Christopher Drummond

Marisa Bosman (amụrụ na abali ato onwa Mee 1980), nke onye obula maara dịka Marisa Drummond, bụ onye mba South Africa na-eme ihe nkiri na onye nduzi. A maara ya nke ọma maka ngosiputa ya na ihe nkiri Elke Skewe Pot, Stom na Isidingo .

Ndụ nke onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na abali ato n' onwa Mee afo 1980 na Bloemfontein, South Africa . Ọ nwetara nzere BA na Drama na Theatre Arts na Mahadum nke Free State . Ebe o mechara kwaga Johannesburg ịchụso ọrụ ihe nkiri ya.[1]

Ọ lụrụ Christopher Drummond.[2] Mgbe o mụsịrị nwa ya Annabel, ọ dara mbà n'obi bu onodu na-eso omumu nwal(PND).[3] N'ime afọ atọ ikpeazụ ya, ọ malitere nwenwe obi mmafu, mgbako mmiri na nsogbu nke akuru . Mgbe ahụ, ọ malitere ịmụ nwa izu atọ tupu oge eruo ma nwee ịwa ahụ na mberede.[4]

Ọnodu oru[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ mbụ ya dị mkpa na ihe onyonyo sitere na kykNET sitcom Hester & Ester Bester . N'ime usoro ihe nkiri ahụ, ọ gosiputara agwa 'Ester', onye nkuzi ịgba egwu na ụlọ akwụkwọ ịgba egwu Marthur Curry. Usoro a ghọrọ ihe a ma ama ma mesịa puta n' ngalaba ihe omume iri ise na abụọ na 2010. Mgbe ahụ, ọ pụtara na ọtụtụ usoro telivishọn dịka kykNET soapie Villa Rosa na usoro ihe nkiri SABC2 Geraamtes . E mere ya ka ọ pụta dịka onye ọbịa na ihe omume nke usoro njem SABC2 Mooiloop! inn 2013. Mgbe ahụ, ọ pụtara na ihe ngosi telivishọn dị ka Begeertes, Dof en Dilly Poppie na Sterlopers .[1]

Ewezuga i puta n' onyonyo,o gosiputala onwe ya n' otutu ihe emume ejije di iche iche dika :Uda egwu, Nwanyi ocha nkem, Fiddler on the Roof nakwa Ons vir Jou. O gosiputakwara onwe na Broadway Theater production Thoroughly Modern Millie.[5] N' afo 2016, o meputara aka oru nke aka ya na short Spoor(loos). N' otu afo ahu, o sonyere n' emume onyonyo tv n' ewu ewu bu Fluiters. O biakwa gosiputa onwe ya n' ngala emume onyonyo soapie bu Isidingo ebe o gosiputara agwa 'Kimberly Lewis-Haines'. O gosiputakwara agwa 'Alexa' n' ime kykNET soap opera Binnelanders, na 2013. N' agwa o mechara nwee ihe nrite inaugural Royalty Soapie maka onye nwanyi putara ihe n' ikpa ike na 2014.[1]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onye nwanyi na-eme ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ụdị Ref.
2007 Hester & Ester Bester Ester Usoro TV
2012 Uit die kaskenades ... 'n skewe uitkyk Rina Moffet Ihe nkiri
2014 Sterlopers Lienka Greeff Usoro TV
2014 Stom Nwunye Obere ihe nkiri
2015 Ndị a gbahapụrụ agbahapụ Jacqui Olwage Ihe nkiri
2016 Fluiters Sandra 'Sandy' Roos Usoro TV
2016 Spoor(loos) Oriakụ de Jager Obere ihe nkiri
2016 Eintlik Nogal Baie Ally Swartz ihe onyonyo dị mkpirikpi
2016 N'ezie ọtụtụ ihe Ally Schwartz Ihe nkiri
2017 Nul is nie niks nie Barbara Ferreira Ihe nkiri
2017 Elke Skewe Pot Wilma de Bruin Usoro TV
2017 O Vet! Ihe nkiri
2022 Resident Evil Nche DV Tape Usoro TV

Dị ka onye nduzi[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ụdị Ref.
2016 Spoor(loos) Obere ihe nkiri
2019 Bottervisse in die jêm Ihe nkiri TV
2019 Playboyz Ihe nkiri TV
2019 Soek jy 'n lift Ihe nkiri TV

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedMarisa Drummond career. tvsa (2020-11-24). Archived from the original on 2020-11-24. Retrieved on 2020-11-24. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "tvsa" defined multiple times with different content
  2. Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omitted‘You’re stronger than this. Fix this thing.’. mediclinicinfohub (2020-11-24). Archived from the original on 2020-11-24. Retrieved on 2020-11-24.
  3. Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedMarisa Drummond on postnatal depression. mediclinicinfohub (2020-11-24). Archived from the original on 2020-11-24. Retrieved on 2020-11-24.
  4. Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedLost & found. mediclinicinfohub (2020-11-24). Archived from the original on 2020-11-24. Retrieved on 2020-11-24.
  5. Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedMARISA DRUMMOND: FILM/THEATRE/TV/VOICE. Stella Talent (2020-11-24). Archived from the original on 2020-11-24. Retrieved on 2020-11-24.